Abụ Ọma 72:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+ Aịzaya 61:9 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 9 A ga-ama mkpụrụ ha ọbụna ná mba dị iche iche,+ marakwa ụmụ ha n’etiti ndị dị iche iche. Ndị niile hụrụ ha ga-amata ha,+ na ha bụ mkpụrụ Jehova gọziri agọzi.”+
17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+
9 A ga-ama mkpụrụ ha ọbụna ná mba dị iche iche,+ marakwa ụmụ ha n’etiti ndị dị iche iche. Ndị niile hụrụ ha ga-amata ha,+ na ha bụ mkpụrụ Jehova gọziri agọzi.”+