Abụ Ọma 112:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+ Matiu 8:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+ Matiu 13:42 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 42 ha ga-atụbakwa ha n’oké ọkụ.+ N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+ Matiu 24:51 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+ Matiu 25:30 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 30 Tụpụkwanụ ohu a na-abaghị uru ọ bụla n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.’+
10 Onye ajọ omume ga-ahụ ya wee iwe.+ ש [Shin]Ọ ga-ata ikikere ezé wee pụọ n’anya.+ ת [Tọọ]Ihe na-agụ ndị ajọ omume ga-ala n’iyi.+
12 ma a ga-atụpụ ụmụ alaeze+ n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ha ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.”+
51 ọ ga-enyekwa ya oké ahụhụ+ ma nye ya òkè ya n’ebe ndị ihu abụọ nọ. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.+
30 Tụpụkwanụ ohu a na-abaghị uru ọ bụla n’ọchịchịrị dị n’èzí. N’ebe ahụ ka ọ ga-akwa ákwá ma taa ikikere ezé.’+