1 Ndị Kọrịnt 14:37 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 37 Ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ya bụ onye amụma ma ọ bụ na ya nwere onyinye nke mmụọ nsọ, ya nabata ihe m na-edetara unu, n’ihi na ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị nyere n’iwu.+ 1 Ndị Kọrịnt 16:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 N’ihe banyere ịnakọta onyinye+ maka ndị nsọ,+ dị nnọọ ka m nyere ọgbakọ ndị dị na Galeshia+ iwu, na-emekwanụ otú ahụ. 1 Ndị Tesalonaịka 4:11 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;
37 Ọ bụrụ na onye ọ bụla echee na ya bụ onye amụma ma ọ bụ na ya nwere onyinye nke mmụọ nsọ, ya nabata ihe m na-edetara unu, n’ihi na ihe ndị a bụ ihe Onyenwe anyị nyere n’iwu.+
16 N’ihe banyere ịnakọta onyinye+ maka ndị nsọ,+ dị nnọọ ka m nyere ọgbakọ ndị dị na Galeshia+ iwu, na-emekwanụ otú ahụ.
11 ka unu kpebiekwa ibi ndụ n’ụzọ dị nwayọọ+ na ilekwasị anya n’ihe unu na-eme,+ ka unu jirikwa aka unu na-arụ ọrụ,+ dị nnọọ ka anyị nyere unu n’iwu;