6 Agha wee daa ọzọ na Gat,+ mgbe e nwere otu nwoke gbara ajọ dimkpa+ bụ́ onye mkpịsị aka ya na mkpịsị ụkwụ ya dị isii isii, ya bụ, iri abụọ na anọ;+ ya onwe ya kwa bụ otu n’ime ụmụ ndị Refeyim.+
3Nebukadneza bụ́ eze kpụrụ ihe oyiyi+ ọlaedo nke ịdị elu ya dị kubit iri isii, obosara ya dịkwa kubit isii. O guzobere ya na mbara ala Dura, n’ógbè Babịlọn a na-achị achị.+