Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Daniel 9:27
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 27 “Ọ* ga-eme ka ọgbụgba ndụ ahụ dịruo otu izu maka ọtụtụ ndị. N’ọkara izu ahụ, ọ ga-eme ka a kwụsị ịchụ àjà na inye onyinye.+

      “Onye na-ebibi ihe ga-anọ na nku nke ihe arụ.+ A ga-emekwa onye ahụ nke tọgbọ chakoo ihe e kpebiri ruo mgbe e kpochapụrụ ya.”

  • Daniel 11:31
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 31 Ndị agha* ga-esi n’ebe ọ nọ bilie. Ha ga-emerụ ebe nsọ,+ bụ́ ebe a rụsiri ike, wepụkwa àjà a na-achụ mgbe niile.+

      “Ha ga-akwụwakwa ihe arụ nke na-akpata mbibi.+

  • Daniel 12:11
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 11 “Malite mgbe e wepụrụ àjà a na-achụ mgbe niile+ nakwa mgbe a kwụwara ihe arụ nke na-eweta mbibi,+ a ga-enwe otu puku ụbọchị, narị ụbọchị abụọ na iri itoolu (1,290).

  • Mak 13:14-18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 “Ma mgbe unu hụrụ ihe arụ nke na-akpata mbibi+ ka o guzo n’ebe ọ na-ekwesịghị iguzo (onye na-agụ ya,* ya gbalịa ghọta ya nke ọma), ka ndị nọ na Judia malite ịgbaga n’ugwu.+ 15 Ka onye nọ n’elu ụlọ ghara ịrịdata, ya abanyekwala n’ụlọ ya ka o were ihe ọ bụla. 16 Onye nọ n’ubi, ya alaghachila ka ọ chịrị uwe elu ya. 17 Ụmụ nwaanyị dị ime na ndị ji nwa n’aka n’oge ahụ ga-ata ahụhụ.+ 18 Na-ekpenụ ekpere ka ọ ghara ime n’oge oyi,

  • Luk 21:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 “Ma, mgbe unu hụrụ ka ìgwè ndị agha gbara Jeruselem gburugburu,+ maranụ na oge a ga-eme ka ọ tọgbọrọ nkịtị adịla nso.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya