Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Diuterọnọmi 27
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Diuterọnọmi

      • A ga-ede Iwu ahụ na nkume (1-10)

      • Ndị ga-eguzo n’Ugwu Gerizim na n’Ugwu Ịbal (11-14)

      • Ọnụ a ga-abụ ndị mere ihe ọjọọ (15-26)

Diuterọnọmi 27:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “were nzụ na-acha ọcha tee ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 8:30-32

Diuterọnọmi 27:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ala na-eme nri nke ọma.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 13:26, 27

Diuterọnọmi 27:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “were nzụ na-acha ọcha tee ha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 11:29

Diuterọnọmi 27:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:25

Diuterọnọmi 27:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 3:1
  • +Le 7:15
  • +Di 12:7

Diuterọnọmi 27:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 24:12

Diuterọnọmi 27:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 19:5; Di 26:18

Diuterọnọmi 27:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ez 2:3; Mt 19:17; 1Jn 5:3

Diuterọnọmi 27:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 11:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1997, p. 30-31

    6/15/1996, p. 14

Diuterọnọmi 27:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 8:33

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1997, p. 30-31

    6/15/1996, p. 14

Diuterọnọmi 27:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 33:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1996, p. 14

Diuterọnọmi 27:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Ka ọ dị otú ahụ!”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:4; Di 4:15, 16; Aịz 44:9
  • +Ọp 34:17; Le 19:4
  • +Di 7:25; 29:17

Diuterọnọmi 27:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:12; Di 21:18-21; Ilu 20:20; 30:17; Mt 15:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1997, p. 30-31

Diuterọnọmi 27:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 19:14; Ilu 23:10

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    2/1/1997, p. 30-31

Diuterọnọmi 27:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 19:14

Diuterọnọmi 27:19

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “nwa na-enweghị nne na nna.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:21, 22; Di 10:17, 18; Mal 3:5; Jes 1:27
  • +Di 16:20; Ilu 17:23; Maị 3:11

Diuterọnọmi 27:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “chịliela uwe mwụda nna ya elu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:8; 1Kọ 5:1

Diuterọnọmi 27:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 22:19; Le 18:23; 20:15

Diuterọnọmi 27:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:9; 20:17

Diuterọnọmi 27:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Le 18:17; 20:14

Diuterọnọmi 27:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 20:13; 21:12; Ọg 35:31

Diuterọnọmi 27:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 27:3, 4

Diuterọnọmi 27:26

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 28:15; Ga 3:10

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Diut. 27:2Jos 8:30-32
Diut. 27:3Ọg 13:26, 27
Diut. 27:4Di 11:29
Diut. 27:5Ọp 20:25
Diut. 27:7Le 3:1
Diut. 27:7Le 7:15
Diut. 27:7Di 12:7
Diut. 27:8Ọp 24:12
Diut. 27:9Ọp 19:5; Di 26:18
Diut. 27:101Ez 2:3; Mt 19:17; 1Jn 5:3
Diut. 27:12Di 11:29
Diut. 27:13Jos 8:33
Diut. 27:14Di 33:10
Diut. 27:15Ọp 20:4; Di 4:15, 16; Aịz 44:9
Diut. 27:15Ọp 34:17; Le 19:4
Diut. 27:15Di 7:25; 29:17
Diut. 27:16Ọp 20:12; Di 21:18-21; Ilu 20:20; 30:17; Mt 15:4
Diut. 27:17Di 19:14; Ilu 23:10
Diut. 27:18Le 19:14
Diut. 27:19Ọp 22:21, 22; Di 10:17, 18; Mal 3:5; Jes 1:27
Diut. 27:19Di 16:20; Ilu 17:23; Maị 3:11
Diut. 27:20Le 18:8; 1Kọ 5:1
Diut. 27:21Ọp 22:19; Le 18:23; 20:15
Diut. 27:22Le 18:9; 20:17
Diut. 27:23Le 18:17; 20:14
Diut. 27:24Ọp 20:13; 21:12; Ọg 35:31
Diut. 27:25Mt 27:3, 4
Diut. 27:26Di 28:15; Ga 3:10
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Diuterọnọmi 27:1-26

Diuterọnọmi

27 Mosis na ndị okenye Izrel wee nye ndị Izrel iwu, sị: “Meenụ ihe niile m na-enye unu n’iwu taa. 2 N’ụbọchị unu ga-agafe Osimiri Jọdan banye n’ala Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, unu ga-ebute nkume ndị buru ibu, dokọta ha ọnụ ma were ụrọ tee ha.*+ 3 Mgbe unu gafechara, deenụ ihe niile e kwuru n’Iwu a na ha, ka unu wee banye n’ala ahụ Jehova bụ́ Chineke unu na-enye unu, bụ́ ala mmiri ara ehi na mmanụ aṅụ na-eru na ya,* otú Jehova bụ́ Chineke nna nna unu hà kwere unu ná nkwa.+ 4 Mgbe unu gafechara Osimiri Jọdan, unu ga-ebute nkume ndị ahụ ma dokọta ha ọnụ n’Ugwu Ịbal,+ werekwa ụrọ tee ha,* otú m na-enye unu n’iwu taa. 5 Unu ga-arụkwara Jehova bụ́ Chineke unu ebe ịchụàjà n’ebe ahụ, ya bụ, ebe ịchụàjà e ji nkume rụọ. Unu ejila ngwá ọrụ e ji ígwè rụọ waa ha.+ 6 Unu ga-eji nkume ndị a na-awaghị awa rụọ ebe ịchụàjà Jehova bụ́ Chineke unu, chụọkwara Jehova bụ́ Chineke unu àjà a na-esu ọkụ na ya. 7 Unu ga-achụ àjà udo+ n’ebe ahụ ma rie ha n’ebe ahụ.+ Unu ga-aṅụrịkwa ọṅụ n’ihu Jehova bụ́ Chineke unu.+ 8 Unu ga-edepụta ihe niile e kwuru n’Iwu a na nkume ndị ahụ nke ọma.”+

9 Mosis na ndị nchụàjà, bụ́ ndị Livaị, wee gwa ndị Izrel niile okwu, sị: “Ndị Izrel, nọrọnụ jụụ, geekwanụ ntị. Taa, ọ bụzi Jehova bụ́ Chineke unu nwe unu.+ 10 Geenụ ntị n’olu Jehova bụ́ Chineke unu, meenụ ihe ndị o nyere n’iwu,+ sorokwanụ ntụziaka ya ndị m na-enye unu n’iwu taa.”

11 N’ụbọchị ahụ, Mosis nyere ndị Izrel iwu, sị: 12 “Ebo ndị a ga-eguzo n’Ugwu Gerizim+ gọzie ndị mmadụ mgbe unu gafechara Osimiri Jọdan: Simiọn, Livaị, Juda, Ịsaka, Josef, na Benjamin. 13 Ebo ndị a ga-eguzo n’Ugwu Ịbal+ bụọ ndị mmadụ ọnụ: Ruben, Gad, Asha, Zebulọn, Dan, na Naftalaị. 14 Ndị Livaị ga-agwa ndị Izrel niile okwu n’oké olu, sị:+

15 “‘Onye mere arụsị a pịrị apị+ ma ọ bụ arụsị a kpụrụ akpụ,+ nke onye na-eme nkà rụrụ, ma zoo ya, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na arụsị bụ ihe rụrụ arụ n’anya Jehova.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’*)

16 “‘Onye na-elelị nne ya ma ọ bụ nna ya, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

17 “‘Onye na-ewela ihe e ji kpaa ókè n’ala onye agbata obi ya azụ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

18 “‘Onye na-eme ka onye ìsì gahie ụzọ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

19 “‘Onye na-ekpe onye mbịarambịa ma ọ bụ nwa na-enweghị nna* ma ọ bụ nwaanyị di ya nwụrụ+ ikpe na-ezighị ezi,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

20 “‘Onye ya na nwunye nna ya nwere mmekọahụ, a ga-abụ ya ọnụ, n’ihi na ọ kparịala nna ya.’*+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

21 “‘Onye ya na anụmanụ ọ bụla nwere mmekọahụ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

22 “‘Onye ya na nwanne ya nwaanyị, ya bụ, nwaanyị nna ya mụrụ ma ọ bụ nwaanyị nne ya mụrụ, nwere mmekọahụ,+ a ga-abụ ya ọnụ.’ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

23 “‘Onye ya na nne nwunye ya nwere mmekọahụ, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

24 “‘Onye si n’ebe o zoro pụta gbuo onye agbata obi ya, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

25 “‘Onye na-anara aka azụ ka o gbuo onye aka ya dị ọcha, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

26 “‘Onye na-anaghị akwado ihe ndị e kwuru n’Iwu a ma na-eme ha eme, a ga-abụ ya ọnụ.’+ (Mmadụ niile ga-asị, ‘Amen!’)

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya