Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 28
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • A zara ọbụ abụ ekpere ya

        • “Jehova bụ ike m na ọta m” (7)

Abụ Ọma 28:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “n’ili.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 32:4; Aịz 26:4
  • +Job 33:28

Abụ Ọma 28:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 5:7

Abụ Ọma 28:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọg 16:25, 26; Ọm 26:9
  • +Ọm 62:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    1/1/1995, p. 28-29

Abụ Ọma 28:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 59:12; Jer 18:22
  • +Ọm 62:12; 2Te 1:6

Abụ Ọma 28:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 34:26, 27
  • +Aịz 5:12

Abụ Ọma 28:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 12:2
  • +Je 15:1; 2Sa 22:3; Ọm 3:3
  • +Ọm 56:4

Abụ Ọma 28:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 16:13; 2Sa 22:3; Ọm 20:6

Abụ Ọma 28:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 9:29
  • +Aịz 40:11

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 28:1Di 32:4; Aịz 26:4
Ọma 28:1Job 33:28
Ọma 28:2Ọm 5:7
Ọma 28:3Ọg 16:25, 26; Ọm 26:9
Ọma 28:3Ọm 62:4
Ọma 28:4Ọm 59:12; Jer 18:22
Ọma 28:4Ọm 62:12; 2Te 1:6
Ọma 28:5Job 34:26, 27
Ọma 28:5Aịz 5:12
Ọma 28:7Aịz 12:2
Ọma 28:7Je 15:1; 2Sa 22:3; Ọm 3:3
Ọma 28:7Ọm 56:4
Ọma 28:81Sa 16:13; 2Sa 22:3; Ọm 20:6
Ọma 28:9Di 9:29
Ọma 28:9Aịz 40:11
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 28:1-9

Abụ Ọma

Abụ Devid.

28 Jehova, Oké Nkume m, ọ bụ gị ka m na-akpọ mgbe niile.+

Ajụla ige m ntị.

Ọ bụrụ na ị gba m nkịtị,

M ga-adị ka ndị na-agbada n’olulu.*+

 2 Nụrụ arịrịọ m mgbe m na-ebesara gị ákwá ka i nyere m aka,

Mgbe m gbasara aka m chee ya n’Ebe Kacha Nsọ n’ụlọ nsọ gị.+

 3 Akpụrụkọtala mụ na ndị ajọ omume nakwa ndị na-eme ihe ọjọọ,+

Ndị na-agwa mmadụ ibe ha okwu ọma, ma ya abụrụ na ha bu ihe ọjọọ n’obi.+

 4 Kwụọ ha ụgwọ ihe ha mere,+

Maka omume ọjọọ ndị ha na-eme.

Kwụọ ha ụgwọ ọrụ ndị ha rụrụ,

Maka ihe dị iche iche ha merela.+

 5 N’ihi na ha anaghị echebara ihe Jehova na-eme echiche,+

Ha anaghịkwa echebara ọrụ aka ya echiche.+

Ọ ga-akwada ha, ọ gaghịkwa ekulite ha.

 6 Ka e too Jehova,

N’ihi na ọ nụla arịrịọ m na-arịọ ya ka o nyere m aka.

 7 Jehova bụ ike m+ na ọta m.+

Ọ bụ ya ka m tụkwasịrị obi.+

O nyerela m aka. Obi na-atọzi m ụtọ.

N’ihi ya, m ga-eji abụ m na-abụ too ya.

 8 Jehova bụụrụ ndị ya ike.

Ọ bụ ebe mgbaba. Ọ na-azọpụta onye o tere mmanụ.+

 9 Zọpụta ndị gị, gọziekwa ndị i ketara.+

Zụọ ha otú e si azụ atụrụ, kurukwa ha n’aka gị ruo mgbe ebighị ebi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya