Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 115
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Naanị Chineke ka e kwesịrị ito

        • Arụsị adịghị ndụ (4-8)

        • E nyere ndị mmadụ ụwa (16)

        • “Ndị nwụrụ anwụ anaghị eto Jaa” (17)

Abụ Ọma 115:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “E nweghị ihe ruuru anyị, Jehova, e nweghị ihe ruuru anyị.”

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 48:11; Jn 12:28
  • +Ọm 138:2

Abụ Ọma 115:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 32:12; Ọg 14:15, 16; Di 32:26, 27; Ọm 79:10

Abụ Ọma 115:4

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 135:15-18; Aịz 40:19; 46:6; Jer 10:3, 4, 8, 9; Ọrụ 19:26; 1Kọ 10:19

Abụ Ọma 115:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hab 2:19

Abụ Ọma 115:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 5:3; Aịz 46:7
  • +Hab 2:18

Abụ Ọma 115:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 44:9
  • +Ọm 97:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1992, p. 11

Abụ Ọma 115:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 3:5
  • +Di 33:29; Ọm 33:20

Abụ Ọma 115:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 28:1

Abụ Ọma 115:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 16:20
  • +Ọm 84:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1992, p. 11

Abụ Ọma 115:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 12:2

Abụ Ọma 115:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Je 13:16

Abụ Ọma 115:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 3:8; 96:5

Abụ Ọma 115:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 66:1
  • +Je 1:28; Ọm 37:29; Aịz 45:18; Ọrụ 17:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1992, p. 11

Abụ Ọma 115:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “n’ebe a na-anọ duu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 6:5; Ek 9:5
  • +Ọm 31:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1992, p. 11

Abụ Ọma 115:18

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Haleluja!” “Jaa” bụ mkpọbiri aha Jehova.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/15/1992, p. 11

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 115:1Aịz 48:11; Jn 12:28
Ọma 115:1Ọm 138:2
Ọma 115:2Ọp 32:12; Ọg 14:15, 16; Di 32:26, 27; Ọm 79:10
Ọma 115:4Ọm 135:15-18; Aịz 40:19; 46:6; Jer 10:3, 4, 8, 9; Ọrụ 19:26; 1Kọ 10:19
Ọma 115:5Hab 2:19
Ọma 115:71Sa 5:3; Aịz 46:7
Ọma 115:7Hab 2:18
Ọma 115:8Aịz 44:9
Ọma 115:8Ọm 97:7
Ọma 115:9Ilu 3:5
Ọma 115:9Di 33:29; Ọm 33:20
Ọma 115:10Ọp 28:1
Ọma 115:11Ilu 16:20
Ọma 115:11Ọm 84:11
Ọma 115:12Je 12:2
Ọma 115:14Je 13:16
Ọma 115:15Ọm 3:8; 96:5
Ọma 115:16Aịz 66:1
Ọma 115:16Je 1:28; Ọm 37:29; Aịz 45:18; Ọrụ 17:26
Ọma 115:17Ọm 6:5; Ek 9:5
Ọma 115:17Ọm 31:17
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 115:1-18

Abụ Ọma

115 Jehova, ọ bụghị anyị ka e kwesịrị ito, ọ bụghị anyị,*

Kama ọ bụ aha gị ka e kwesịrị ịna-eto+

N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+

 2 Gịnị mere ị ga-eji kwe ka mba dị iche iche sị:

“Olee ebe Chineke ha nọ?”+

 3 Chineke anyị nọ n’eluigwe.

Ọ na-eme ihe ọ bụla dị ya mma.

 4 E ji ọlaọcha na ọlaedo kpụọ arụsị ha na-efe.

Ọ bụ mmadụ kpụrụ ha.+

 5 Ha nwere ọnụ, ma ha anaghị ekwu okwu.+

Ha nwere anya, ma ha anaghị ahụ ụzọ.

 6 Ha nwere ntị, ma ha anaghị anụ ihe.

Ha nwere imi, ma ha anaghị anụ ísì.

 7 Ha nwere aka, ma ha anaghị emetụ ihe aka.

Ha nwere ụkwụ, ma ha anaghị aga ije.+

Ha anaghị eji akpịrị ha eme mkpọtụ ọ bụla.+

 8 Ndị na-akpụ ha ga-adị nnọọ ka ha,+

Ndị niile tụkwasịrị ha obi ga-adịkwa ka ha.+

 9 Unu ndị Izrel, tụkwasịnụ Jehova obi.+

Ọ bụ ya na-enyere unu aka, bụrụkwa ọta unu.+

10 Ezinụlọ Erọn,+ tụkwasịnụ Jehova obi.

Ọ bụ ya na-enyere unu aka, bụrụkwa ọta unu.

11 Unu ndị na-atụ egwu Jehova, tụkwasịnụ Jehova obi.+

Ọ bụ ya na-enyere unu aka, bụrụkwa ọta unu.+

12 Jehova na-echeta anyị, ọ ga-agọzikwa anyị.

Ọ ga-agọzi ezinụlọ Izrel.+

Ọ ga-agọzi ezinụlọ Erọn.

13 Ọ ga-agọzi ndị na-atụ egwu Jehova,

Ma ndị ukwu ma ndị nta.

14 Jehova ga-eme ka unu dị ọtụtụ,

Ma unu ma ụmụ unu.+

15 Ka Jehova, Onye kere eluigwe na ụwa,

Gọzie unu.+

16 Ọ bụ Jehova nwe eluigwe,+

Ma, o nyere ndị mmadụ ụwa.+

17 Ndị nwụrụ anwụ anaghị eto Jaa.+

Onye ọ bụla nke na-agbada n’ili* anaghịkwa eto ya.+

18 Ma anyị ga na-eto Jaa

Malite ugbu a ruo mgbe ebighị ebi.

Toonụ Jaa!*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya