Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 35
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere Devid kpere ka a napụta ya n’aka ndị iro

        • A ga-achụsasị ndị iro (5)

        • A ga-anọ n’etiti ìgwè mmadụ too Chineke (18)

        • A kpọrọ m asị n’enweghị ihe m mere (19)

Abụ Ọma 35:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 24:15
  • +Ọm 3:7

Abụ Ọma 35:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:3
  • +Aịz 42:13

Abụ Ọma 35:3

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “anyụike nwere ihu abụọ.”

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 23:26
  • +Aịz 12:2

Abụ Ọma 35:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-achọ mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jer 17:18

Abụ Ọma 35:5

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ọka a nwere ike ịbụ ọka wit ma ọ bụ ọka bali.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 14:19, 20; Aịz 37:36

Abụ Ọma 35:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Abụ Ọma 35:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 57:6; 141:10

Abụ Ọma 35:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Abụ Ọma 35:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:17
  • +Ọm 40:17; Ilu 22:22, 23

Abụ Ọma 35:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:12; Mt 26:59

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 146

    Ụlọ Nche,

    8/15/2011, p. 14

Abụ Ọma 35:12

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 19:4, 5; 20:33; Jer 18:20

Abụ Ọma 35:16

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke na-akparị m ka e wee nye ha achịcha.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:12

Abụ Ọma 35:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hab 1:13
  • +Ọm 142:6
  • +Ọm 22:20; 57:4

Abụ Ọma 35:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 22:22

Abụ Ọma 35:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 69:4; Jn 15:24, 25
  • +Ilu 6:12, 13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2006, p. 20

Abụ Ọma 35:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 31:13; Jer 11:19; Mt 26:4

Abụ Ọma 35:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 28:1
  • +Ọm 10:1; 71:12

Abụ Ọma 35:24

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 26:1; 96:13

Abụ Ọma 35:25

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 41:1, 2

Abụ Ọma 35:27

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 84:11; 149:4

Abụ Ọma 35:28

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-echebara ezi omume gị echiche.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 51:14
  • +Ọm 71:24

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 35:11Sa 24:15
Ọma 35:1Ọm 3:7
Ọma 35:2Ọp 15:3
Ọma 35:2Aịz 42:13
Ọma 35:31Sa 23:26
Ọma 35:3Aịz 12:2
Ọma 35:4Jer 17:18
Ọma 35:5Ọp 14:19, 20; Aịz 37:36
Ọma 35:8Ọm 57:6; 141:10
Ọma 35:10Ọm 18:17
Ọma 35:10Ọm 40:17; Ilu 22:22, 23
Ọma 35:11Ọm 27:12; Mt 26:59
Ọma 35:121Sa 19:4, 5; 20:33; Jer 18:20
Ọma 35:16Ọm 37:12
Ọma 35:17Hab 1:13
Ọma 35:17Ọm 142:6
Ọma 35:17Ọm 22:20; 57:4
Ọma 35:18Ọm 22:22
Ọma 35:19Ọm 69:4; Jn 15:24, 25
Ọma 35:19Ilu 6:12, 13
Ọma 35:20Ọm 31:13; Jer 11:19; Mt 26:4
Ọma 35:22Ọm 28:1
Ọma 35:22Ọm 10:1; 71:12
Ọma 35:24Ọm 26:1; 96:13
Ọma 35:25Ọm 41:1, 2
Ọma 35:27Ọm 84:11; 149:4
Ọma 35:28Ọm 51:14
Ọma 35:28Ọm 71:24
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 35:1-28

Abụ Ọma

Abụ Devid.

35 Jehova, biko, kpechite ọnụ m n’ikpe mụ na ndị iro m.+

Lụso ndị na-alụso m ọgụ ọgụ.+

 2 Buru obere ọta gị na nnukwu ọta gị,+

Biliekwa gbachitere m.+

 3 Bulie ube gị na anyụike e ji alụ agha* lụso ndị na-achụ m ọsọ ọgụ.+

Gwa m,* sị: “Ọ bụ m na-azọpụta gị.”+

 4 Ka ihere mee ndị na-achọ igbu m,* ka e mechuokwa ha ihu.+

Ka ndị na-akpa nkata igbu m gbaghachi azụ n’ihere.

 5 Ka ha dị ka mkpo ọka* ifufe na-eburu.

Ka mmụọ ozi Jehova chụsasịa ha.+

 6 Mgbe mmụọ ozi Jehova na-achụ ha ọsọ,

Ka ụzọ ha gbaa ọchịchịrị, na-amịkwa amị.

 7 N’ihi na ha ejirila ụgbụ siere m ọnyà n’agbanyeghị na e nweghị ihe m mere ha.

Ha egwuorola m* olulu n’agbanyeghị na e nweghị ihe m mere ha.

 8 Ka ọdachi dakwasị ha na mberede.

Ka ụgbụ ha ji sie ọnyà jide ha.

Ka ha daba na ya wee nwụọ.+

 9 Ma m* ga-aṅụrị ọṅụ n’ihi Jehova.

M ga-enwe obi ụtọ maka na ọ na-azọpụta m.

10 M ga-eji obi m niile sị:

“Jehova, ònye dị ka gị?

Ị na-anapụta ndị na-enweghị onye na-enyere ha aka n’aka ndị ka ha ike,+

Ị na-anapụtakwa ndị na-enweghị onye na-enyere ha aka na ndị ogbenye n’aka ndị na-anara ha ihe ha.”+

11 Ndị akaebe ụgha na-abịa,+

Na-ebo m ihe m na-amaghị ihe ọ bụla banyere ya.

12 Ha na-eji ihe ọjọọ akwụ m ụgwọ ihe ọma,+

Na-eme ka obi dị m* ka onye mmadụ nwụnahụrụ.

13 Ma mgbe ha na-arịa ọrịa, m yiiri ákwà iru uju.

M buru ọnụ wee taa onwe m ahụhụ.

Mgbe a na-azaghịkwa ekpere m,

14 M nọ na-agagharị na-eru uju ka à ga-asị na ha bụ ndị enyi m ma ọ bụ ụmụnne m.

M nọ na-eru uju ka onye nne ya nwụrụ.

15 Ma mgbe nsogbu bịaara m, ha ṅụrịrị ọṅụ ma gbakọọ.

Ha gbakọrọ zoo ka ha tie m ihe.

Ha dọriri m, ha emechighịkwa ọnụ.

16 Ndị na-anaghị asọpụrụ Chineke na-akparị m ma na-achị m ọchị.*

Ha na-ata ikikere ezé n’ihi iwe ha na-ewesa m.+

17 Biko, Jehova, olee mgbe ị ga-akwụsị ịna-ele naanị n’anya?+

Napụta m* ka ha ghara igbu m.+

Napụta ndụ m* n’aka ọdụm.+

18 Mgbe ahụ, m ga-anọ n’ọgbakọ buru ibu kelee gị.+

M ga-anọ n’etiti ìgwè mmadụ too gị.

19 Ekwela ka ndị bụ́ ndị iro m n’enweghị ihe m mere ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.

Ekwela ka ndị kpọrọ m asị n’agbanyeghị na e nweghị ihe m mere ha+ rọọ m anya.+

20 N’ihi na ha anaghị ekwu okwu na-eme ka obi ruo mmadụ ala,

Kama ha na-eji aghụghọ akpara ndị na-achọ udo nkata ọjọọ.+

21 Ha na-emeghe ọnụ ha ka ha bo m ebubo.

Ha na-asị: “Ntọọ! Ntọọ! Anyị ahụla ya.”

22 Jehova, ị hụla ihe merenụ. Agbachizila nkịtị.+

Jehova, biko, anọla m n’ebe dị anya.+

23 Biko, gee ntị, bilie gbachitere m.

Jehova, Chineke m, kpechite ọnụ m.

24 Jehova Chineke m, biko, gosi na ị bụ onye ezi omume+ mgbe ị na-ekpe m ikpe.

Ekwela ka ha ṅụrịa ọṅụ n’ihi ihe mere m.

25 Biko, ekwela ka ha gwa onwe ha, sị: “Ntọọ ya! Anyị enwetala ihe anyị chọrọ.”

Ekwela ka ha sị: “Anyị alaala ya n’iyi.”+

26 Ka ihere mee ndị niile na-aṅụrị ọṅụ n’ihi ọdachi dakwasịrị m,

Ka e mechuokwa ha niile ihu.

Ka e menye ndị na-eche na ha ka m mma ezigbo ihere, ka a kpụọkwa ùgwù ha n’ala.

27 Ma, ka ndị obi dị ụtọ na m na-eme ezi omume tie mkpu ọṅụ.

Ka ha na-ekwu mgbe niile, sị:

“Ka e too Jehova, onye obi na-adị mma na ohu ya nọ n’udo.”+

28 Mgbe ahụ, m ga na-akọsa ezi omume gị*+

Ma na-eto gị mgbe niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya