Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Ọdụ Pọl dụrụ ma ndị lụrụ di ma ndị lụrụ nwunye ma ndị na-alụghị (1-16)

      • Onye ọ bụla nọrọ otú ọ nọ tupu a kpọọ ya (17-24)

      • Ndị na-alụghị di na ndị na-alụghị nwunye nakwa ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ (25-40)

        • Uru alụghị di ma ọ bụ nwunye bara (32-35)

        • Lụọ ‘naanị onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị’ (39)

1 Ndị Kọrịnt 7:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ya bụ, ka nwoke na nwaanyị ghara inwe mmekọahụ.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 10-11

    Teta!,

    6/8/1996, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 7:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Grik, por·nei′a. Gụọ Nkọwa Okwu.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ilu 5:18, 19
  • +Je 2:24; Hib 13:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 156-157

1 Ndị Kọrịnt 7:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 21:10; 1Kọ 7:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2011, p. 17

    10/15/1996, p. 16

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 157

1 Ndị Kọrịnt 7:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 16

1 Ndị Kọrịnt 7:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 139

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 27

    10/15/2011, p. 17

    10/15/1996, p. 16

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 157-158

1 Ndị Kọrịnt 7:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 19:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 11

1 Ndị Kọrịnt 7:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:39, 40; 9:5

1 Ndị Kọrịnt 7:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 4:4, 5; 1Ti 5:11, 14

1 Ndị Kọrịnt 7:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 5:32; 19:6

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 13

    Ụlọ Nche,

    12/15/2000, p. 28

1 Ndị Kọrịnt 7:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mk 10:11; Lu 16:18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 13

    Ụlọ Nche,

    5/15/2012, p. 11

    12/15/2000, p. 28

1 Ndị Kọrịnt 7:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:25, 40

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 21-22

1 Ndị Kọrịnt 7:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 13-14

1 Ndị Kọrịnt 7:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2016, p. 16

    Ụlọ Nche,

    7/1/2006, p. 26-28

    Ezi Udo, p. 173-174

1 Ndị Kọrịnt 7:15

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Hib 12:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2016, p. 16-17

    Ụlọ Nche,

    5/15/2012, p. 11-12

    12/15/2000, p. 28

1 Ndị Kọrịnt 7:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Pi 3:1, 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/1995, p. 10-11

1 Ndị Kọrịnt 7:17

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:7

1 Ndị Kọrịnt 7:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 21:20
  • +Ọrụ 10:45; 15:1, 24; Ga 5:2

1 Ndị Kọrịnt 7:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ek 12:13; Jer 7:23; Ro 2:25; Ga 5:6; 1Jn 5:3
  • +Ga 6:15; Kọl 3:11

1 Ndị Kọrịnt 7:20

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:17

1 Ndị Kọrịnt 7:21

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 3:28

1 Ndị Kọrịnt 7:22

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jn 8:36; Faị 15, 16

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1889

1 Ndị Kọrịnt 7:23

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 6:19, 20; Hib 9:12; 1Pi 1:18, 19

1 Ndị Kọrịnt 7:25

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ndị na-alụtụbeghị di ma ọ bụ nwunye.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:12, 40

1 Ndị Kọrịnt 7:26

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 11

1 Ndị Kọrịnt 7:27

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwekwara ike ịbụ onye nwunye ya nwụrụla.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mal 2:16; Mt 19:6; Efe 5:33

1 Ndị Kọrịnt 7:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2020, p. 3

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2017, p. 4-6

    Ụlọ Nche,

    1/15/2015, p. 18-19

    10/15/2011, p. 15-16

    4/15/2008, p. 20

    5/1/2007, p. 19

    9/15/2006, p. 28-29

    2/15/1999, p. 4

    10/15/1996, p. 19

    6/15/1995, p. 30

1 Ndị Kọrịnt 7:29

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 13:11; 1Pi 4:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2016, p. 17

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 27

    7/15/2000, p. 30-31

    10/1/1999, p. 9-10

    10/15/1996, p. 19

    5/15/1992, p. 19-20

1 Ndị Kọrịnt 7:31

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    8/2016, p. 17

    Ụlọ Nche,

    10/15/2015, p. 20

    11/15/2011, p. 19

    11/15/2010, p. 24

    1/15/2008, p. 17-19

    10/1/2007, p. 19

    2/1/2004, p. 18-19

    2/1/2003, p. 6

    10/15/1996, p. 19

    Teta!,

    2/8/2001, p. 11

1 Ndị Kọrịnt 7:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 12-14

1 Ndị Kọrịnt 7:33

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 5:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 27

    10/15/1996, p. 16

1 Ndị Kọrịnt 7:34

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Ti 5:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/2008, p. 27

    10/15/1996, p. 16-17

1 Ndị Kọrịnt 7:35

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “iji kee unu agbụ.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/1996, p. 12-14

    6/15/1995, p. 29-30

    5/15/1992, p. 18

1 Ndị Kọrịnt 7:36

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “onye na-amaghị nwoke ma ọ bụ onye na-amaghị nwaanyị.”

  • *

    Onye a na-ekwu okwu ya ebe a bụ onye toferela oge mmekọ nwoke na nwaanyị na-akacha agụ ndị na-eto eto.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 19:12; 1Kọ 7:28

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42

    Ụlọ Nche,

    7/15/2000, p. 31

    2/15/1999, p. 5-6

    10/15/1996, p. 14

    5/15/1992, p. 14

    Obi Ụtọ Ezinụlọ, p. 15-16

1 Ndị Kọrịnt 7:37

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “agaghị ama nwoke ma ọ bụ nwaanyị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 19:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/15/2011, p. 17

1 Ndị Kọrịnt 7:38

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 7:32

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42

    Ụlọ Nche,

    11/15/2012, p. 20

    10/15/2011, p. 17

    6/15/1995, p. 29-30

    5/15/1992, p. 18

1 Ndị Kọrịnt 7:39

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 7:2
  • +Je 24:2, 3; Di 7:3, 4; Neh 13:25, 26; 2Kọ 6:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    9/2022, p. 4

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 42

    Ụlọ Nche,

    3/15/2015, p. 30-32

    1/15/2015, p. 31-32

    10/15/2011, p. 15

    3/15/2008, p. 8

    7/1/2004, p. 30-31

    8/15/2001, p. 30

    5/15/2001, p. 20-21

    Teta!,

    10/8/1999, p. 21

    8/8/1999, p. 26-28

    2/8/1998, p. 30

1 Ndị Kọrịnt 7:40

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    6/15/1997, p. 6

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 7:2Ilu 5:18, 19
1 Kọr. 7:2Je 2:24; Hib 13:4
1 Kọr. 7:3Ọp 21:10; 1Kọ 7:5
1 Kọr. 7:7Mt 19:10, 11
1 Kọr. 7:81Kọ 7:39, 40; 9:5
1 Kọr. 7:91Te 4:4, 5; 1Ti 5:11, 14
1 Kọr. 7:10Mt 5:32; 19:6
1 Kọr. 7:11Mk 10:11; Lu 16:18
1 Kọr. 7:121Kọ 7:25, 40
1 Kọr. 7:15Hib 12:14
1 Kọr. 7:161Pi 3:1, 2
1 Kọr. 7:171Kọ 7:7
1 Kọr. 7:18Ọrụ 21:20
1 Kọr. 7:18Ọrụ 10:45; 15:1, 24; Ga 5:2
1 Kọr. 7:19Ek 12:13; Jer 7:23; Ro 2:25; Ga 5:6; 1Jn 5:3
1 Kọr. 7:19Ga 6:15; Kọl 3:11
1 Kọr. 7:201Kọ 7:17
1 Kọr. 7:21Ga 3:28
1 Kọr. 7:22Jn 8:36; Faị 15, 16
1 Kọr. 7:231Kọ 6:19, 20; Hib 9:12; 1Pi 1:18, 19
1 Kọr. 7:251Kọ 7:12, 40
1 Kọr. 7:27Mal 2:16; Mt 19:6; Efe 5:33
1 Kọr. 7:29Ro 13:11; 1Pi 4:7
1 Kọr. 7:331Ti 5:8
1 Kọr. 7:341Ti 5:5
1 Kọr. 7:36Mt 19:12; 1Kọ 7:28
1 Kọr. 7:37Mt 19:10, 11
1 Kọr. 7:381Kọ 7:32
1 Kọr. 7:39Ro 7:2
1 Kọr. 7:39Je 24:2, 3; Di 7:3, 4; Neh 13:25, 26; 2Kọ 6:14
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
  • 25
  • 26
  • 27
  • 28
  • 29
  • 30
  • 31
  • 32
  • 33
  • 34
  • 35
  • 36
  • 37
  • 38
  • 39
  • 40
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 7:1-40

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

7 A bịa n’ihe unu nọ na-ajụ m gbasara ya n’akwụkwọ ozi unu detaara m, ọ ka mma ka nwoke ghara ibitụ nwaanyị aka.* 2 Ma, ebe ọ bụ na ịkwa iko* zuru ebe niile, ka nwoke ọ bụla nwee nwunye nke ya,+ ka nwaanyị ọ bụla nweekwa di nke ya.+ 3 Ka di na-enye nwunye ya ihe ruuru ya, ka nwunye na-emekwara di ya otú ahụ.+ 4 Ọ bụghị nwunye na-achị ahụ́ ya, kama ọ bụ di ya. Ọ bụghịkwa di na-achị ahụ́ ya, kama ọ bụ nwunye ya. 5 Onye ajụla inye ibe ya ihe ruuru ya. Ma, ọ bụrụ na di na nwunye ekwekọrịta na ha ga-enwe oge ha ga-ahapụ inye ya ibe ha, ka ha wee jiri oge ahụ kpee ekpere, ọ dị mma otú ahụ. E mechaa, onye ọ bụla enyekwa ibe ya ihe ruuru ya, ka Setan wee ghara ịnọ na-anwa ha ọnwụnwa maka na ha ejidelighị onwe ha. 6 Ma, ọ bụghị iwu ka m na-enye unu, kama ọ bụ ihe unu nwere ike ime. 7 Ma, ọ dị m ka ya bụrụ na mmadụ niile dị otú a m dị. Otú o sina dị, Chineke nyere onye ọ bụla onyinye nke ya.+ Ọ bụ ya mere e ji nwee ndị lụrụ di na ndị lụrụ nwunye, nweekwa ndị na-alụghị.

8 M na-agwa ndị na-alụghị di na ndị na-alụghị nwunye na ụmụ nwaanyị di ha nwụrụ, na ọ kaara ha mma ịnọ otú a m nọ.+ 9 Ma ọ bụrụ na ha agaghị ejideli onwe ha, ka ha lụọ di ma ọ bụ nwunye, n’ihi na ọ ka mma ka mmadụ lụọ di ma ọ bụ nwunye karịa ịhapụ ịlụ, agụụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị ana-agụgbu ya.+

10 Ana m agwa ndị di na nwunye na nwaanyị ekwesịghị ịhapụ di ya. Ma ọ bụghị m na-agwa ha ihe a, kama ọ bụ Onyenwe anyị.+ 11 Ma ọ bụrụ na ọ hapụ ya, ya nọrọ n’alụghị di. Ma ọ́ gaghị anọli, ya gaa ka ya na di ya kpezie. Di ekwesịghịkwa ịhapụ nwunye ya.+

12 Ma ana m agwa ndị ọzọ, sị: Ọ bụrụ na e nwere nwanna nwunye ya na-ekweghị n’Onyenwe anyị, ma nwunye ya ahụ ekweta ka ya na ya biri, ka ọ ghara ịhapụ ya. Ọ bụ mụnwa na-ekwu ihe a, ọ bụghị Onyenwe anyị.+ 13 Ọ bụrụkwa na e nwere nwanna nwaanyị di ya na-ekweghị n’Onyenwe anyị, ma di ya ahụ ekweta ka ya na ya biri, ka ọ ghara ịhapụ di ya. 14 N’ihi na e nwere ike ịsị na di ahụ na-ekweghị n’Onyenwe anyị dị nsọ n’ihi mmekọrịta ya na nwunye ya. E nwekwara ike ịsị na nwunye ahụ na-ekweghị n’Onyenwe anyị dị nsọ n’ihi mmekọrịta ya na nwanna ahụ. Ma ọ bụrụ na ha ebighị, ụmụ ha ga-abụ ndị na-adịghị ọcha. Ma ugbu a, ha dị nsọ. 15 Ma ọ bụrụ na onye nke na-ekweghị n’Onyenwe anyị chọrọ ịhapụ nwanna nwoke ma ọ bụ nwanna nwaanyị, ya hapụ ya. Iwu ejighịzi nwanna ahụ ịnọrọ onwe ya. Chineke emeela ka anyị nọrọ n’udo.+ 16 Gịnwa bụ́ nwunye, ọ bụrụ na gị na di gị ebiri, i nwere ike ịzọpụta ya.+ Gịnwa bụ́ di, ọ bụrụ na gị na nwunye gị ebiri, i nwekwara ike ịzọpụta ya.

17 Ka onye ọ bụla nọrọ otú ọ nọ Jehova* akpọọ ya ka o sowe ụzọ Jizọs, ka ọ na-ebikwa ndụ otú ahụ Chineke hapụrụ ya ka ọ nọrọ.+ Ihe a ka m na-agwa ọgbakọ niile ka ha mee. 18 E nwee onye Chineke kpọrọ mgbe e bicharala ya úgwù,+ ya nọrọ otú ahụ. E nweekwa onye ọ kpọrọ mgbe a na-ebibeghị ya úgwù, ya agakwala ka e bie ya úgwù.+ 19 Ihe dị mkpa bụ ka mmadụ na-edebe iwu Chineke,+ ọ bụghị ma è biri ya úgwù ma ọ bụ na e bighị ya.+ 20 Otú ọ bụla onye ọ bụla dị mgbe a kpọrọ ya, ya dịgide otú ahụ.+ 21 À kpọrọ gị mgbe ị bụ ohu? Echegbula onwe gị maka ya.+ Ma ọ bụrụ na i nwere ike inwere onwe gị, nwere onwe gị. 22 N’ihi na e meela ka onye ọ bụla na-eso ụzọ Onyenwe anyị, nke a kpọrọ mgbe ọ bụ ohu, nwere onwe ya ma bụrụ nke Onyenwe anyị.+ Onye a kpọkwara mgbe o nweere onwe ya bụ ohu Kraịst. 23 Chineke ji ihe dị oké ọnụ zụta unu.+ Kwụsịnụ ịgbara mmadụ ohu. 24 Ụmụnna m, otú ọ bụla onye ọ bụla dị mgbe a kpọrọ ya, ya dịgide otú ahụ, na-emekwa ka ya na Chineke na-adị ná mma.

25 E nweghị iwu ọ bụla Onyenwe anyị sị ka m nye ndị na-amaghị nwoke na ndị na-amaghị nwaanyị.* Ihe m na-ekwu bụ uche m,+ unu kwesịkwara ịnabata ya n’ihi ebere Onyenwe anyị meere m. 26 Ebe ọ bụ na anyị bi n’oge ihe siri ike, echere m na ọ kacha mma ka mmadụ nọrọ otú ọ nọ. 27 Ọ bụrụ na ị lụọla nwaanyị, echela echiche ịhapụ ya.+ Ọ bụrụkwa na ị lụbeghị,* achọla nwaanyị ị ga-alụ. 28 Ma a sịgodị na ị lụọ di ma ọ bụ nwunye, i mehieghị. Ọ bụrụkwa na onye na-amaghị nwoke ma ọ bụ onye na-amaghị nwaanyị alụọ di ma ọ bụ nwunye, o mehieghị. Ma, ndị lụrụ ga-enwe ọtụtụ nsogbu. Ma m na-achọ ịzọ unu.

29 Ụmụnna m, burunụ n’uche na oge fọdụrụ dị ntakịrị.+ Si ugbu a gawa, ka ndị lụrụ nwaanyị dịrị ka ndị na-alụghị nwaanyị. 30 Ka ndị na-ebe ákwá dịrị ka ndị na-anaghị ebe ákwá. Ka ndị na-aṅụrị ọṅụ dịrị ka ndị na-anaghị aṅụrị ọṅụ. Ka ndị na-azụ ihe dịrị ka ndị zụcharanụ gbara aka. 31 Ka ndị na-erite uru n’ụwa a dịrịkwa ka ndị na-anaghị eritecha uru niile dị na ya, n’ihi na ihe ndị na-eme n’ụwa a na-agbanwe agbanwe. 32 N’eziokwu, achọrọ m ka unu ghara ịna-echegbu onwe unu. Onye na-alụghị nwaanyị na-eche naanị gbasara ọrụ Onyenwe anyị, n’ihi na ọ na-achọ ime ihe dị Onyenwe anyị mma. 33 Ma onye lụrụ nwaanyị na-echegbu onwe ya maka ihe ụwa a,+ n’ihi na ọ na-achọ ime ihe dị nwunye ya mma. 34 N’ihi ya kwa, obi ya anaghị adị otu ebe. Ma, nwaanyị na-alụghị di na nwaanyị na-amaghị nwoke na-eche naanị ihe gbasara Onyenwe anyị,+ n’ihi na ha na-achọ ka ahụ́ ha na uche ha dị nsọ. Ma, nwaanyị lụrụ di na-echegbu onwe ya maka ihe ụwa a, n’ihi na ọ na-achọ ime ihe dị di ya mma. 35 Ma ana m ekwu ihe a maka ọdịmma unu, ọ bụghị iji gbochie unu ime ihe unu chọrọ ime,* kama ọ bụ iji mee ka unu na-eme ihe kwesịrị ekwesị, meekwa ka a ghara inwe ihe ga-eme ka uche unu ghara ịdị n’ozi unu ji obi unu niile na-ejere Onyenwe anyị.

36 Ma, ọ bụrụ na onye na-alụbeghị di ma ọ bụ onye na-alụbeghị nwunye* echee na ya anaghị ejideli onwe ya ma agụụ nwoke ma ọ bụ nwaanyị gụwa ya, ya abụrụkwa na ọ bụghịzi nwata,* ya chọọ ịlụ di ma ọ bụ nwunye, ya lụọ,+ o mehieghị. 37 Ma, ọ bụrụ na mmadụ ekpebie na ya agaghị alụ di ma ọ bụ nwunye,* n’ihi na ọ naghị agụ ya, ya abụrụkwa na ọ kwụsiri ike n’ihe o kpebiri, nakwa na ọ na-ejideli onwe ya, ọ ga-abara ya uru.+ 38 N’ihi ya, onye lụrụ di ma ọ bụ onye lụrụ nwunye ga-erite uru. Ma, onye na-alụghị ga-aka erite uru.+

39 Nwaanyị enweghị ikike ịlụ di ọzọ mgbe di ya dị ndụ.+ Ma di ya nwụọ, o nwere ike ịlụ onye ọ chọrọ. Ma, ọ ga-alụ naanị onye na-eso ụzọ Onyenwe anyị.+ 40 Ma n’uche m, obi ga-aka adị ya ụtọ ma ọ nọrọ otú ọ nọ. Obi sikwara m ike na m nwere mmụọ Chineke.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya