Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 1 Ndị Kọrịnt 16
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Mbụ

      • Ịnakọta onyinye a ga-ezigara Ndị Kraịst nọ na Jeruselem (1-4)

      • Otú Pọl ga-esi gaa ebe ndị ọ chọrọ ịga (5-9)

      • Ebe a chọrọ ka Timoti na Apọlọs gaa (10-12)

      • Agbamume na ekele (13-24)

1 Ndị Kọrịnt 16:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 24:17; Ro 15:26; 2Kọ 8:3, 4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    11/1/1998, p. 24

1 Ndị Kọrịnt 16:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ihe a na-akpọ ụbọchị a ugbu a bụ Sọnde. Ọ bụ ya bụ ụbọchị mbụ n’izu ndị Juu.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ajụjụ Ndị Baịbụl Zara, isiokwu 88

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    11/2023, p. 3

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 55

    Ụlọ Nche,

    12/15/2013, p. 14

    7/15/2008, p. 27-28

    12/1/2002, p. 5

    11/1/2002, p. 26-30

    11/1/1998, p. 24

    12/1/1994, p. 17

    1/15/1992, p. 17

    4/15/1991, p. 27

    Ozi Alaeze,

    1/2002, p. 7

1 Ndị Kọrịnt 16:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 8:19

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 7

1 Ndị Kọrịnt 16:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    7/15/1998, p. 7

1 Ndị Kọrịnt 16:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:21; 2Kọ 1:15, 16

1 Ndị Kọrịnt 16:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:2

1 Ndị Kọrịnt 16:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:1

1 Ndị Kọrịnt 16:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “e megheerela m ọnụ ụzọ buru ibu nke m ga-abanye rụọ ọrụ.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 19:10, 11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/2008, p. 18

    12/15/1990, p. 23

1 Ndị Kọrịnt 16:10

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ A5.

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 16:1, 2
  • +Fil 2:19, 20

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    5/15/2009, p. 14-15

1 Ndị Kọrịnt 16:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 18:24, 25

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    10/1/1996, p. 22

1 Ndị Kọrịnt 16:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Te 5:6
  • +1Kọ 15:58; Fil 1:27
  • +Ọrụ 4:29
  • +Efe 6:10; Kọl 1:11

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/15/2015, p. 13-17

    1/1/2003, p. 18-19

    4/1/2002, p. 15, 27-28

    4/15/1990, p. 26-28

    Teta!,

    5/8/2000, p. 15

    Ozi Alaeze,

    2/2000, p. 8

1 Ndị Kọrịnt 16:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 13:4; 1Pi 4:8

1 Ndị Kọrịnt 16:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “mkpụrụ mbụ.”

1 Ndị Kọrịnt 16:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 2:29, 30; 1Te 5:12; 1Ti 5:17

1 Ndị Kọrịnt 16:17

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 1:16

1 Ndị Kọrịnt 16:19

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ro 16:3, 5; Faị 2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/2007, p. 10

1 Ndị Kọrịnt 16:20

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Otú e si ekele mmadụ n’oge ahụ bụ isusu ya ọnụ, dị ka isusu ya ọnụ na ntì.

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

1 Kọr. 16:1Ọrụ 24:17; Ro 15:26; 2Kọ 8:3, 4
1 Kọr. 16:32Kọ 8:19
1 Kọr. 16:5Ọrụ 19:21; 2Kọ 1:15, 16
1 Kọr. 16:7Ọrụ 20:2
1 Kọr. 16:8Ọrụ 19:1
1 Kọr. 16:9Ọrụ 19:10, 11
1 Kọr. 16:10Ọrụ 16:1, 2
1 Kọr. 16:10Fil 2:19, 20
1 Kọr. 16:12Ọrụ 18:24, 25
1 Kọr. 16:131Te 5:6
1 Kọr. 16:131Kọ 15:58; Fil 1:27
1 Kọr. 16:13Ọrụ 4:29
1 Kọr. 16:13Efe 6:10; Kọl 1:11
1 Kọr. 16:141Kọ 13:4; 1Pi 4:8
1 Kọr. 16:16Fil 2:29, 30; 1Te 5:12; 1Ti 5:17
1 Kọr. 16:171Kọ 1:16
1 Kọr. 16:19Ro 16:3, 5; Faị 2
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
  • 22
  • 23
  • 24
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
1 Ndị Kọrịnt 16:1-24

Akwụkwọ Ozi Mbụ E Degaara Ndị Kọrịnt

16 N’okwu gbasara ịnakọta onyinye a ga-enye ndị nsọ,+ na-emenụ ya otú ahụ m gwara ọgbakọ ndị dị na Galeshia ka ha na-eme. 2 N’ụbọchị mbụ n’izu ọ bụla,* ka onye ọ bụla wepụta ihe ọ ga-enye otú aka hà ya, ka unu ghara ịnakọta onyinye mgbe m rutere. 3 Ma mgbe m rutere, m ga-agwa ụfọdụ ndị ka ha gaa Jeruselem wega onyinye unu ji obi unu niile weta. Ndị m ga-eziga bụ ndị unu dere n’akwụkwọ ozi unu+ na unu tụkwasịrị obi. 4 Ma, ọ bụrụ na m kwesịkwara ịga ebe ahụ, mụ na ha ga-eso gaa.

5 Ma m ga-abịa hụ unu ma m gachaa Masedonia, n’ihi na m chọrọ isi Masedonia bịa.+ 6 M bịa, mụ na unu nwere ike ịnọtụ. M nwedịrị ike ịnọ oge oyi agafee, ka unu wee dupụ m ma m gawa ebe ọzọ m ga-aga. 7 N’ihi na achọghị m ịhụ unu ugbu a m na-agafe agafe, ebe ọ bụ na m nwere olileanya na m ga-abịa ka mụ na unu nọtụ,+ ma Jehova* kwe. 8 Ma m ga-anọ n’Efesọs ebe a+ ruo ụbọchị Ememme Pentikọst, 9 n’ihi na e meela ka m nwee nnukwu ohere ịrụ ọrụ Onyenwe anyị.*+ Ma ọtụtụ ndị na-emegide m.

10 Ọ bụrụ na Timoti+ erute, gbaanụ mbọ mee ka ahụ́ ruo ya ala, n’ihi na ọ na-arụ ọrụ Jehova*+ otú m na-arụ. 11 N’ihi ya, ka onye ọ bụla ghara ileda ya anya. Dupụnụ ya n’udo, ka ọ bịakwute m, n’ihi na mụ na ụmụnna ndị ọzọ na-eche ya.

12 Agbasiri m Apọlọs+ nwanna anyị ume ike ka o soro ụmụnna ndị ga-abịakwute unu. Ma ọ chọghị ịbịa ugbu a. Ọ ga-abịa mgbe o nwere ohere.

13 Mụrụnụ anya.+ Meenụ ka okwukwe unu sie ike.+ Nweenụ obi ike,+ siekwanụ ezigbo ike.+ 14 Jirinụ ịhụnanya+ na-eme ihe niile unu na-eme.

15 Unu ma na ezinụlọ Stefanas bụ ndị mbụ ghọrọ ndị na-eso ụzọ Jizọs* n’Akeya, ha wepụtakwara onwe ha na-ejere ndị nsọ ozi. N’ihi ya, ụmụnna m, m na-agba unu ume ka unu na-eme ihe a: 16 Na-edonụ onwe unu n’okpuru ndị dị otú ahụ nakwa n’okpuru ndị niile so anyị na-arụ ọrụ ma na-arụsi ya ike.+ 17 Ma m na-aṅụrị ọṅụ na Stefanas+ na Fọtunetọs na Akeikọs nọ ebe a, n’ihi na ha enyerela m ezigbo aka unu gaara enyere m. 18 Ha agbaala mụ na unu ume. N’ihi ya, na-akwanyerenụ ndị dị otú ahụ ùgwù.

19 Ọgbakọ ndị dị n’Eshia na-ekele unu. Akwịla na Priska nakwa ọgbakọ dị n’ụlọ ha+ ji obi ha niile na-ekele unu, unu ndị ha na ha na-eso ụzọ Onyenwe anyị. 20 Ụmụnna niile na-ekele unu. Susuonụ ibe unu ọnụ mgbe unu na-ekele ibe unu.*

21 Mụnwa bụ́ Pọl na-ekele unu. Ọ bụ m ji aka m na-ede ekele a.

22 Ọ bụrụ na ọ dị onye na-ahụghị Onyenwe anyị n’anya, a ga-abụ ya ọnụ. Onyenwe anyị, biko, bịa. 23 Ka Onyenwe anyị Jizọs meere unu amara. 24 M hụrụ unu niile n’anya, unu ndị ha na Kraịst Jizọs dị n’otu.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya