Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 86
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • E nweghị chi dị ka Jehova

        • Jehova dị njikere ịgbaghara mmehie (5)

        • Mba niile ga-efe Jehova (9)

        • “Kụziere m ụzọ gị” (11)

        • ‘Mee ka m jiri obi m niile na-atụ egwu gị’ (11)

Abụ Ọma 86:1

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “hulata gee ntị.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 34:6; Aịz 66:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 9

Abụ Ọma 86:2

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 37:28
  • +2Ih 16:9

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 9

Abụ Ọma 86:3

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 57:1
  • +Ọm 25:5

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 9-10

Abụ Ọma 86:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi ohu.”

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 9-10

Abụ Ọma 86:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:8; 145:9; Lu 18:19
  • +Aịz 55:7; Maị 7:18
  • +Ọm 130:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2022, p. 2-4

    Bịaruo Jehova Nso, p. 206, 260-269

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 56

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    8/2018, p. 6

    Ụlọ Nche,

    7/15/2006, p. 12

    10/1/1998, p. 12-13

    12/1/1997, p. 10-14

    8/1/1994, p. 12, 16

    12/15/1992, p. 10-11

Abụ Ọma 86:6

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 17:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 8

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 10-12

Abụ Ọma 86:7

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:6
  • +Ọm 116:1

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 10-12

Abụ Ọma 86:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 15:11; Ọm 96:5; 1Kọ 8:5, 6
  • +Di 3:24; Ọm 104:24

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 12

Abụ Ọma 86:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 2:2, 3; Zek 14:9; Mkp 7:9, 10
  • +Mkp 15:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 12-13

Abụ Ọma 86:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 72:18; Da 6:27
  • +Di 6:4; Ọm 83:18; Aịz 44:6; 1Kọ 8:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 13

Abụ Ọma 86:11

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “obi a na-ekewaghị ekewa.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 27:11; 119:33; 143:8; Aịz 54:13
  • +Ọm 43:3
  • +Ek 12:13; Jer 32:39

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Na-enwe Obi Ụtọ Ruo Mgbe Ebighị Ebi, isi 8

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    6/2020, p. 8-13

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2018, p. 10

    Ihe E Kwuru n’Akwụkwọ Ndị A Kpọrọ Aha n’Usoro Ihe Omume Ozi Anyị, 9/2024, p. 4

    Ụlọ Nche,

    3/15/1995, p. 12-13

    12/15/1992, p. 14-16

Abụ Ọma 86:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Mt 22:37

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 16-17

Abụ Ọma 86:13

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “Shiol.” Gụọ Nkọwa Okwu.

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi m; ndụ m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Job 33:28; Ọm 56:13; 116:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 16-17

Abụ Ọma 86:14

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-achọ mkpụrụ obi m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 15:12
  • +Ọm 10:4; 54:3

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 17

Abụ Ọma 86:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ị na-emekwa amara.”

  • *

    Ma ọ bụ “ị na-ekwukwa eziokwu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọp 34:6; Neh 9:17; Jo 4:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    12/15/1992, p. 17

Abụ Ọma 86:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 25:16
  • +Ọm 28:7

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    9/1/2011, p. 26-27

    12/15/1992, p. 17-19

Abụ Ọma 86:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    4/15/1993, p. 31

    12/15/1992, p. 17-19

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 86:1Ọm 34:6; Aịz 66:2
Ọma 86:2Ọm 37:28
Ọma 86:22Ih 16:9
Ọma 86:3Ọm 57:1
Ọma 86:3Ọm 25:5
Ọma 86:5Ọm 25:8; 145:9; Lu 18:19
Ọma 86:5Aịz 55:7; Maị 7:18
Ọma 86:5Ọm 130:7
Ọma 86:6Ọm 17:1
Ọma 86:7Ọm 18:6
Ọma 86:7Ọm 116:1
Ọma 86:8Ọp 15:11; Ọm 96:5; 1Kọ 8:5, 6
Ọma 86:8Di 3:24; Ọm 104:24
Ọma 86:9Aịz 2:2, 3; Zek 14:9; Mkp 7:9, 10
Ọma 86:9Mkp 15:4
Ọma 86:10Ọm 72:18; Da 6:27
Ọma 86:10Di 6:4; Ọm 83:18; Aịz 44:6; 1Kọ 8:4
Ọma 86:11Ọm 27:11; 119:33; 143:8; Aịz 54:13
Ọma 86:11Ọm 43:3
Ọma 86:11Ek 12:13; Jer 32:39
Ọma 86:12Mt 22:37
Ọma 86:13Job 33:28; Ọm 56:13; 116:8
Ọma 86:142Sa 15:12
Ọma 86:14Ọm 10:4; 54:3
Ọma 86:15Ọp 34:6; Neh 9:17; Jo 4:2
Ọma 86:16Ọm 25:16
Ọma 86:16Ọm 28:7
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 86:1-17

Abụ Ọma

Ekpere Devid.

86 Jehova, biko, gee ntị* ma za m,

N’ihi na m na-ata ahụhụ, m dakwara ogbenye.+

 2 Chebe ndụ* m, n’ihi na m na-erubere gị isi.+

Zọpụta ohu gị, onye tụkwasịrị gị obi,

N’ihi na ị bụ Chineke m.+

 3 Jehova, biko, meere m amara,+

N’ihi na m na-akpọku gị malite n’ụtụtụ ruo n’abalị.+

 4 Jehova, biko, mee ka ohu* gị ṅụrịa ọṅụ,

N’ihi na ọ bụ gị ka m lekwasịrị anya.

 5 N’ihi na gịnwa bụ́ Jehova dị mma,+ dịkwa njikere ịgbaghara mmehie.+

Ịhụnanya ị na-egosi ndị niile na-akpọku gị dị ukwuu.+

 6 Jehova, biko, gee ntị n’ekpere m.

Ṅaakwa ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i nyere m aka.+

 7 M na-akpọku gị n’oge m na-ata ahụhụ,+

N’ihi na ị ga-aza m.+

 8 Jehova, e nweghị chi dị ka gị n’ime chi niile.+

E nweghị onye rụtụrụla ọrụ ndị ị rụrụ.+

 9 Jehova, mba niile i kere

Ga-abịa kpọọrọ gị isiala,+

Ha ga-etokwa aha gị.+

10 N’ihi na ị bụ onye ukwu, ị na-emekwa ihe ndị dị ebube.+

Ọ bụ naanị gị bụ Chineke.+

11 Jehova, biko, kụziere m ụzọ gị.+

M ga-eje ije n’ezigbo ụzọ gị.+

Mee ka m jiri obi m niile* na-atụ egwu aha gị.+

12 Jehova Chineke m, m ji obi m niile na-eto gị,+

M ga-etokwa aha gị ruo mgbe ebighị ebi,

13 N’ihi na ịhụnanya i nwere n’ebe m nọ dị ukwuu,

I sikwa n’ime ime ili* zọpụta m.*+

14 Chineke, ndị dị mpako na-alụso m ọgụ.+

Ìgwè ndị obi fere azụ na-achọ igbu m,*

E nweghịkwa ihe ha ji gị kpọrọ.+

15 Ma Jehova, ị bụ Chineke nwere ọmịiko* ma na-eme ebere.

Ị naghị ewe iwe ọsọ ọsọ, ịhụnanya gị dị ukwuu, ị bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.*+

16 Chee ihu n’ebe m nọ ma meere m amara.+

Nye ohu gị ike gị,+

Zọpụtakwa nwa ohu gị nwaanyị.

17 Mee ka ndị kpọrọ m asị hụ ihe ọma ndị ị na-emere m,

Ka ihere wee mee ha.

N’ihi na Jehova, ọ bụ gị na-enyere m aka, na-akasikwa m obi.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya