Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 108
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Abụ Ọma

      • Ekpere ọbụ abụ kpere ka o merie ndị iro ya

        • Mmadụ ịzọpụta anyị abaghị uru (12)

        • “Ọ bụ Chineke ga-enye anyị ike” (13)

Abụ Ọma 108:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 57:7-11; 104:33

Abụ Ọma 108:2

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 81:2

Abụ Ọma 108:4

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “ịhụnanya gị pụrụ iche.”

  • *

    Na Hibru, “ruo na mbara igwe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 36:5; 103:11

Abụ Ọma 108:5

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 8:1; 57:5, 11

Abụ Ọma 108:6

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Hibru, “aka nri.”

  • *

    Na Hibru, “za m.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 20:6; 60:5

Abụ Ọma 108:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    O nwere ike ịbụ, “Chineke ekwuola n’ebe nsọ ya.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 17:7
  • +Je 33:17; Ọm 60:6-8

Abụ Ọma 108:8

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Jos 13:8, 11
  • +Di 33:17
  • +Je 49:10

Abụ Ọma 108:9

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Sa 8:2
  • +Ọg 24:18; 2Sa 8:14
  • +2Sa 8:1

Abụ Ọma 108:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 60:9-12

Abụ Ọma 108:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Di 23:14

Abụ Ọma 108:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọm 18:6
  • +Ọm 118:8; 146:3, 4

Abụ Ọma 108:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Sa 2:4; 2Sa 22:40; Aịz 40:29-31
  • +Ọm 44:5

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

Ọma 108:1Ọm 57:7-11; 104:33
Ọma 108:2Ọm 81:2
Ọma 108:4Ọm 36:5; 103:11
Ọma 108:5Ọm 8:1; 57:5, 11
Ọma 108:6Ọm 20:6; 60:5
Ọma 108:7Jos 17:7
Ọma 108:7Je 33:17; Ọm 60:6-8
Ọma 108:8Jos 13:8, 11
Ọma 108:8Di 33:17
Ọma 108:8Je 49:10
Ọma 108:92Sa 8:2
Ọma 108:9Ọg 24:18; 2Sa 8:14
Ọma 108:92Sa 8:1
Ọma 108:10Ọm 60:9-12
Ọma 108:11Di 23:14
Ọma 108:12Ọm 18:6
Ọma 108:12Ọm 118:8; 146:3, 4
Ọma 108:131Sa 2:4; 2Sa 22:40; Aịz 40:29-31
Ọma 108:13Ọm 44:5
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
Abụ Ọma 108:1-13

Abụ Ọma

Abụ Devid. Abụ ọma.

108 Chineke, obi siri m ike.

M ga-eji obi m niile kpọọrọ gị egwú, bụọkwara gị abụ otuto.+

 2 Ụbọ akwara, teta. Tetakwa, gị une.+

M ga-ebili n’isi ụtụtụ.

 3 Jehova, m ga-anọ n’ihu ndị obodo dị iche iche too gị.

M ga-abụku gị abụ otuto ná mba dị iche iche.

 4 N’ihi na ịhụnanya gị* dị ukwuu nke na ọ na-eru n’eluigwe,+

Ị bụkwa onye e kwesịrị ịtụkwasị obi mgbe niile.*

 5 Chineke, ka a jaa gị mma n’eluigwe.

Ka e too gị n’ụwa niile.+

 6 Biko, jiri ike* gị zọpụta anyị ma za anyị,*

Ka e wee napụta ndị ị hụrụ n’anya.+

 7 Chineke, Onye dị nsọ, ekwuola,* sị:

“M ga-aṅụrị ọṅụ. M ga-ewere Shikem+ nye ndị m chọrọ ka ọ bụrụ ihe ha ketara.

M ga-atụkwa Ndagwurugwu Sọkọt+ atụ̀ nye ndị m chọrọ.

 8 Ọ bụ m nwe Gilied,+ ọ bụkwa m nwe Manase.

Ifrem bụ okpu m na-ekpu n’isi.+

Juda bụ mkpara na-egosi ikike m nwere.+

 9 Moab bụ efere m ji asa ihe.+

M ga-atụba akpụkpọ ụkwụ m n’Ịdọm.+

M ga-eti mkpu ọṅụ maka na m ga-emeri Filistia.”+

10 Ònye ga-eduru m gaa n’obodo a rụsiri ike?

Ònye ga-edu m ruo n’Ịdọm?+

11 Chineke, ọ́ bụghị gị, onye jụrụ anyị,

Chineke anyị, onye na-anaghịzi anọnyere ndị agha anyị ma ha gaa agha?+

12 Napụta anyị n’ahụhụ anyị na-ata,+

N’ihi na mmadụ ịzọpụta anyị abaghị uru.+

13 Ọ bụ Chineke ga-enye anyị ike,+

Ọ ga-azọpịakwa ndị iro anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya