Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Kọrịnt 12
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

Ihe Ndị Dị n’Akwụkwọ Ndị Kọrịnt nke Abụọ

      • Ọhụụ Pọl hụrụ (1-7a)

      • Nsogbu Pọl dị ka ogwu ọ̀ na-adụ ya n’ahụ́ (7b-10)

      • O nweghị ihe ndị na-eme ka hà bụ ndịozi kacha mma ji kara Pọl (11-13)

      • Ihe mere Pọl ji na-echegbu onwe ya maka ndị Kọrịnt (14-21)

2 Ndị Kọrịnt 12:1

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 2:17
  • +Ọrụ 22:17, 18

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 8

2 Ndị Kọrịnt 12:2

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ịgba Àmà, p. 12

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 8

    Ụlọ Nche,

    12/15/2004, p. 30

    10/15/2004, p. 8-10

    7/15/2000, p. 27

2 Ndị Kọrịnt 12:4

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    12/2018, p. 8

    Ụlọ Nche,

    7/15/2015, p. 8-9

    7/15/2008, p. 28

    10/15/2004, p. 8-10

    6/15/1997, p. 5

2 Ndị Kọrịnt 12:7

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “na-eti m ihe.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ga 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2019, p. 8-9

    Ọmụmụ Ihe Ozi Anyị na Otú Anyị Si Ebi Ndụ,

    5/2019, p. 4

    Ụlọ Nche,

    4/1/2014, p. 5

    6/15/2008, p. 3-4

    12/15/2006, p. 24

    8/15/2006, p. 21

    8/1/2005, p. 21

    2/15/2002, p. 13-14

    3/1/2000, p. 4

    6/1/1997, p. 25

    9/15/1990, p. 27

    Ozi Alaeze,

    5/1998, p. 1

    Teta!,

    6/8/1997, p. 28-29

2 Ndị Kọrịnt 12:8

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2019, p. 9

    Ụlọ Nche,

    4/1/2014, p. 5

    1/1/2009, p. 30

    12/15/2006, p. 24

2 Ndị Kọrịnt 12:9

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Na Grik, “ka ike nke Kraịst wee kpuchie m dị ka ụlọikwuu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Aịz 40:29

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2020, p. 14-19

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    11/2019, p. 9

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 9

    Ụlọ Nche,

    6/15/2008, p. 6

    12/15/2006, p. 24

    8/1/2005, p. 21

    2/15/2002, p. 18-19

    3/1/2000, p. 4

    6/1/1997, p. 25

    Teta!,

    6/8/1997, p. 28-29

2 Ndị Kọrịnt 12:10

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Fil 4:13

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    7/2020, p. 14-19

    Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),

    1/2018, p. 9

    Ụlọ Nche,

    3/15/2010, p. 18

    6/15/2008, p. 3-4, 6

    9/15/2004, p. 13-14

2 Ndị Kọrịnt 12:11

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:23

2 Ndị Kọrịnt 12:12

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 6:4
  • +Ọrụ 14:3; 15:12; Ro 15:18, 19

2 Ndị Kọrịnt 12:13

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +1Kọ 9:11, 12; 2Kọ 11:9

2 Ndị Kọrịnt 12:14

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +Ọrụ 20:33
  • +1Kọ 4:14

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    8/15/1997, p. 20

    10/1/1996, p. 29

2 Ndị Kọrịnt 12:15

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Ma ọ bụ “mkpụrụ obi unu.”

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 1:6; Kọl 1:24; 1Te 2:8; Hib 13:17

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ozi Alaeze,

    6/2007, p. 1

    Ụlọ Nche,

    11/15/2000, p. 21

    9/15/2000, p. 22-23

2 Ndị Kọrịnt 12:16

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 11:9

2 Ndị Kọrịnt 12:18

Amaokwu Ndị Ọzọ Yiri nke A

  • +2Kọ 8:6

2 Ndị Kọrịnt 12:21

Ihe Ndị E Dere n'Ala Peeji

  • *

    Gụọ Nkọwa Okwu, “Ịkwa iko.”

  • *

    Ma ọ bụ “n’ihe ọjọọ ha na-eme n’emeghị ihere.” Grik, a·sel′gei·a. Gụọ Nkọwa Okwu.

Akwụkwọ Dị Iche Iche

  • Akwụkwọ E Ji Eme Nchọnchọ

    Ụlọ Nche,

    3/15/2012, p. 31

Baịbụl Ndị Ọzọ ọ gbara

Pịa amaokwu nke ọ bụla ka o bupụtara gị amaokwu Baịbụl ndị ọzọ yiri ya.

Amaokwu ndị Ọzọ

2 Kọr. 12:1Ọrụ 2:17
2 Kọr. 12:1Ọrụ 22:17, 18
2 Kọr. 12:7Ga 4:13
2 Kọr. 12:9Aịz 40:29
2 Kọr. 12:10Fil 4:13
2 Kọr. 12:112Kọ 11:23
2 Kọr. 12:122Kọ 6:4
2 Kọr. 12:12Ọrụ 14:3; 15:12; Ro 15:18, 19
2 Kọr. 12:131Kọ 9:11, 12; 2Kọ 11:9
2 Kọr. 12:14Ọrụ 20:33
2 Kọr. 12:141Kọ 4:14
2 Kọr. 12:152Kọ 1:6; Kọl 1:24; 1Te 2:8; Hib 13:17
2 Kọr. 12:162Kọ 11:9
2 Kọr. 12:182Kọ 8:6
  • Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
  • Gụọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ (bi12)
  • 1
  • 2
  • 3
  • 4
  • 5
  • 6
  • 7
  • 8
  • 9
  • 10
  • 11
  • 12
  • 13
  • 14
  • 15
  • 16
  • 17
  • 18
  • 19
  • 20
  • 21
Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
2 Ndị Kọrịnt 12:1-21

Akwụkwọ Ozi Nke Abụọ E Degaara Ndị Kọrịnt

12 M kwesịrị ịnya isi. Ka m kwuo gbasara ọhụụ Onyenwe anyị mere ka m hụ+ na ozi o ziri m,+ n’agbanyeghị na o nweghị uru ọ ga-abara m. 2 E nwere otu onye na-eso ụzọ Kraịst m ma. Afọ iri na anọ gara aga, Onyenwe anyị kpọgara ya n’eluigwe nke atọ. Amaghị m ma ọ̀ gara n’anụ ahụ́. Ọ bụ Chineke ma. 3 N’eziokwu, ama m onye ahụ. A kpọgara ya na paradaịs. Amaghị m ma ọ̀ gara n’anụ ahụ́. Ọ bụ Chineke ma. 4 Mgbe ọ nọ na paradaịs, ọ nụrụ okwu ụmụ mmadụ na-ekwesịghị ikwu. 5 M ga-eji onye ahụ nyaa isi, ma, agaghị m eji onwe m nyaa isi. Kama, ọ bụ ihe ndị na-egosi na mụ adịghị ike ka m ga-eji nyaa isi. 6 Ọ bụrụgodị na m chọrọ ịnya isi, ọ pụtaghị na anaghị m eche echiche nke ọma, n’ihi na m ga-ekwu eziokwu. Ma, agaghị m anya isi, ka naanị ihe unu ga-eji maka ya kwuo okwu ọma banyere m bụrụ ụdị onye unu hụrụ m bụ ma ọ bụ ihe unu nụrụ m kwuru. 7 Onye ọ bụla ekwesịghị ibuli m elu n’agbanyeghị na ihe ahụ Chineke mere ka m mata pụrụ iche.

N’ihi ya, e nwere ihe na-adụ m ka ogwu n’ahụ́,+ ya adị ka à ga-asị na mmụọ ozi Setan na-ama m ụra.* Ihe a na-eme m ka e wee ghara ibuli m elu karịa otú o kwesịrị. 8 M rịọrọ Onyenwe anyị ugboro atọ ka o wepụrụ m ihe ahụ dị ka ogwu. 9 Ma ọ sịrị m: “Amara m ezuolara gị, n’ihi na ọ bụ mgbe ị na-adịghị ike ka m na-egosi ike m.”+ N’ihi ya, obi dị m ezigbo ụtọ na m ga-eji ike m na-adịghị nyaa isi ka Kraịst wee nye m ike.* 10 Ọ bụ ya mere obi ji adị m ụtọ ma ọ bụrụ n’ihi Kraịst ka m ji ghara ịdị ike, ka e ji akparị m, ka m ji nọrọ ná mkpa, ka e ji na-akpagbu m, ka ihe jikwa siere m ike. N’ihi na mgbe m na-adịghị ike ka m na-adị ike.+

11 Ọ bụ unu mere m ji na-ekwu okwu ka onye na-anaghị eche echiche nke ọma. Ma, a sị na unu kwuru okwu ọma banyere m, agaraghị m esi otú a na-ekwu okwu. Ọ bụrụgodị na ọ dịghị onye m bụ, o nweghị ihe ọ bụla ndịozi unu ahụ ndị na-eme ka ọ̀ bụ ha kacha mma ji kara m.+ 12 N’eziokwu, egosiri m unu na m bụ onyeozi. Otú m si gosi ya unu bụ na m tachiri nnọọ obi,+ rụọ ọrụ ebube, meekwa ihe ndị dị ịtụnanya na ihe ndị pụrụ iche.+ 13 Naanị ihe m na-emereghị unu nke m meere ọgbakọ ndị ọzọ bụ na abụrụghị m unu ibu arọ. Ihe a m mere ọ̀ bụ ihe ọjọọ?+ Ya bụrụ ihe ọjọọ, biko, gbagharanụ m.

14 Nke a bụ nke ugboro atọ m ga-abịa hụ unu, agaghịkwa m abụrụ unu ibu arọ ma m bịa. N’ihi na ọ bụ unu ka m na-achọ, ọ bụghị ihe unu nwere.+ N’ihi na a naghị atụ anya ka ụmụ+ kpata akụ̀ dowere ndị mụrụ ha, kama a na-atụ anya ka ndị nne na nna kpata akụ̀ dowere ụmụ ha. 15 Obi ga-atọ m ụtọ iji ndụ m na ihe niile m nwere meere unu* ihe.+ Ọ bụrụ na m ji obi m niile hụ unu n’anya, ọ̀ bụ na unu ekwesịghị iji obi unu niile hụkwa m n’anya? 16 Ma, n’agbanyeghị na abụrụghị m unu ibu arọ,+ unu na-asị na m ghọgburu unu, matakwa unu n’ọnyà. 17 È nwere onye ọ bụla n’ime ndị ahụ m ziteere unu m si n’aka ya rigbuo unu? 18 Ọ bụ m gwara Taịtọs ka ọ bịa hụ unu. Ọ bụkwa m zipụrụ nwanna ahụ so ya. O doro anya na Taịtọs erigbughị unu.+ Ọ̀ bụ na mụ na ha ejighị otu obi rụkọọ ọrụ? Ọ̀ bụ na mụ na ha akpaghị otu àgwà?

19 Ọ bụrụ na unu na-eche na ihe a anyị na-eme bụ ịzara ọnụ anyị, ọ bụghị ya. Kama, anyị na-ekwu eziokwu n’ihu Chineke n’ihi na anyị na-eso ụzọ Kraịst. Ndị m hụrụ n’anya, anyị na-eme ihe a niile iji gbaa unu ume. 20 N’ihi na ọ dị m ka ùnu ga na-eme ihe m na-achọghị ma m bịa, mụnwa ana-emekwa ihe unu na-achọghị. M nwere ike ịhụ ndị na-ese okwu, ndị na-ekwo ekworo, ndị na-ewe iwe ọkụ, ndị na-azọ ihe, ndị na-ekwu okwu azụ, ndị na-agba asịrị, ndị mpako, na ndị na-akpata ọgba aghara. 21 Ma, Chineke m nwere ike ime ka ihere mee m ma m bịa ọzọ. Obi nwere ike ịjọ m njọ maka na ọtụtụ ndị mere mmehie n’oge gara aga echegharịbeghị. Ha echegharịbeghị n’ihe na-asọ oyi ha na-eme, n’iko ha na-akwa,* nakwa n’ihe ọjọọ ha na-eme n’asọghị anya.*

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya