1 Àgwà Jehova
2 Anyị Na-ekele Gị, Jehova
3 “Chineke Bụ Ịhụnanya”
4 Imere Onwe Anyị Ezi Aha n’Ebe Chineke Nọ
5 Kraịst, Onye Anyị Na-eṅomi
6 Ekpere nke Ohu Chineke
7 Nraranye Ndị Kraịst
8 Nri Anyasị nke Onyenwe Anyị
9 Toonụ Jehova, Bụ́ Chineke Anyị!
10 “Lee M! Ziga M”
11 Ime Ka Obi Jehova Ṅụrịa
12 Chineke Kwere Nkwa Ndụ Ebighị Ebi
13 Ekpere E Ji Ekele Chineke
14 Mgbe Ihe Niile Ga-adị Ọhụrụ
15 Ihe E Kere Eke Na-akọ Ebube Jehova
16 Gbaba n’Alaeze Chineke!
17 Gaanụ n’Ihu, Ndịàmà!
18 Ịhụnanya Chineke nke Na-adịgide Adịgide
19 Chineke Kwere Nkwa Paradaịs
20 Gọzie Nzukọ Anyị
21 Obi Ụtọ Na-adịrị Ndị Na-eme Ebere!
22 “Jehova Bụ Onye Na-azụ M Dị Ka Atụrụ”
23 Jehova Bụ Ike Anyị
24 Lekwasị Anya n’Ụgwọ Ọrụ!
25 Ihe E Ji Ama Ndị Na-eso Ụzọ Jizọs
26 Soro Chineke Na-eje Ije!
27 Dịnyere Jehova!
28 Abụ Ọhụrụ
29 Ije Ije n’Iguzosi Ike n’Ezi Ihe
30 Jehova Amalitela Ịchị
31 Anyị Bụ Ndịàmà Jehova!
32 Guzosienụ Ike, Kwụrụnụ Chịm!
33 Unu Atụla Ha Egwu!
34 Ibi Ndụ Kwesịrị Aha Anyị
35 Ikele Chineke Maka Ndidi Ya
36 “Ihe Chineke Kekọtara”
37 Akwụkwọ Nsọ Si n’Ike Mmụọ Nsọ Chineke
38 Tụkwasị Jehova Ibu Arọ Gị
39 Udo Anyị Nwere
40 Buru Ụzọ Na-achọ Alaeze
41 Fee Chineke n’Oge Ị Na-eto Eto
42 “Inyere Ndị Na-adịghị Ike Aka”
43 Mụrụ Anya, Guzosie Ike, Dị Ike
44 Iji Ọṅụ Soro Na-ewe Ihe Ubi
45 Gaa n’Ihu!
46 Jehova Bụ Eze Anyị!
47 Kwusaa Ozi Ọma
48 Soro Jehova Na-eje Ije Kwa Ụbọchị
49 Jehova Bụ Ebe Mgbaba Anyị
50 Ịhụnanya Chineke nke Anyị Ga-eṅomi
51 Anyị Na-arapara Jehova n’Ahụ́
52 Chebe Obi Gị
53 Ịrụkọ Ọrụ n’Ịdị n’Otu
54 Anyị Kwesịrị Inwe Okwukwe
55 Lee Ndụ Ebighị Ebi!
56 Biko, Nụrụ Ekpere M
57 Ihe M Na-atụgharị n’Uche
58 Ekpere M Ji Rara Onwe M Nye Chineke
59 Anyị Raara Onwe Anyị Nye Chineke!
60 Ọ Ga-eme Ka I Sie Ike
61 Ụdị Mmadụ M Kwesịrị Ịbụ
62 Ònye Ka Anyị Bụ nke Ya?
63 Guzosie Ike Mgbe Niile
64 Mee Eziokwu ahụ nke Gị
65 “Lekwa Ụzọ”
66 Jiri Mkpụrụ Obi Gị Dum Fee Jehova
67 Na-ekpeku Jehova Ekpere Kwa Ụbọchị
68 Ekpere nke Onye Ọ Na-enweghị Ka Ọ Hà Ya
69 Mee Ka M Mara Ụzọ Gị
70 “Chọpụta Ihe Ndị Ka Mkpa”
71 Mmụọ Nsọ Chineke Nyere Anyị
72 Ka Anyị Mụta Ịhụnanya
73 Nweenụ Ịhụnanya Siri Ike Site n’Obi Unu
74 Ọṅụ Jehova
75 Ihe Mere Anyị Ji Enwe Ọṅụ
76 Jehova, Chineke nke Udo
77 Na-agbaghara Ndị Mmadụ
78 Ogologo Ntachi Obi
79 Ike Obiọma Na-akpa
80 Ịdị Mma
81 “Nyekwuo Anyị Okwukwe”
82 Ṅomie Ịdị Obi Umeala Kraịst
83 Anyị Kwesịrị Ịna-ejide Onwe Anyị
84 “Achọrọ M”
85 Ụgwọ Ọrụ Zuru Ezu Jehova Na-akwụ
86 Ndị Inyom Kwesịrị Ntụkwasị Obi na Ụmụnna Nwaanyị
87 Anyị Bụ Otu Ugbu A
88 Ụmụ Bụ Ihe Nketa Si n’Aka Chineke
89 Jehova Ji Obiọma Na-arịọ: “Mara Ihe, Nwa M”
90 Isi Awọ́ Mara Mma
91 Nna M, Chineke M na Enyi M
92 “Kwusaa Okwu Chineke”
93 ‘Mee Ka Ìhè Gị Na-enwu’
94 Ka Ezi Onyinye Chineke Ju Gị Afọ
95 ‘Detụ Jehova Ire ma Hụ na Ọ Dị Mma’
96 Chọpụta Ndị Kwesịrị Ekwesị
97 Ndị Ozi Alaeze, Gaanụ n’Ihu!
98 Ịgha Mkpụrụ Alaeze
99 Na-eto Eze Ọhụrụ nke Ụwa
100 Anyị Bụ Ndị Agha Jehova!
101 Ime Ka A Mara Eziokwu Alaeze
102 Soro Bụọ Abụ Alaeze!
103 “Site n’Ụlọ Ruo n’Ụlọ”
104 Soro M Too Jaa
105 Eluigwe Na-akọsa Ebube Chineke
106 Ịbụ Enyi Jehova
107 Bịa n’Ugwu Jehova
108 Toonu Jehova Maka Alaeze Ya
109 Too Ọkpara Jehova!
110 Ọrụ Dị Ebube nke Chineke
111 Ọ Ga-akpọ Òkù
112 Chineke Ukwu Bụ́ Jehova
113 Ikele Chineke n’Ihi Okwu Ya
114 Akwụkwọ Chineke Bụ Akụ̀
115 Ime Ka Ụzọ Anyị Gaa nke Ọma
116 Ìhè Na-enwusikwu ike
117 A Ga-akụziri Anyị Ihe
118 Na-anabatanụ Ibe Unu
119 Bịa! Ka A Gbaa Gị Ume
120 Gee Ntị, Rube isi, Ka A Gọzie Gị
121 Ka Anyị Na-agbarịta Ibe Anyị Ume
122 Ìgwè Ụmụnna Anyị
123 Ndị Ọzụzụ Atụrụ Bụ Onyinye n’Ụdị Mmadụ
124 Nabata Ha nke Ọma
125 Irubere Ọchịchị Chineke Isi
126 Ọrụ Anyị Ji Ịhụnanya Rụọ
127 Ebe A Kpọkwasịrị Aha Gị
128 Ọnọdụ Ụwa A Na-agbanwe Agbanwe
129 Ijisi Olileanya Anyị Ike
130 Ndụ Bụ Ọrụ Ebube
131 Jehova Na-emere Anyị Ụzọ Mgbapụ
132 Abụ Mmeri
133 Chọọ Chineke Ka Ọ Napụta Gị
134 Hụ Onwe Gị Mgbe Ihe Niile Dị Ọhụrụ
135 Ịtachi Obi Ruo Ọgwụgwụ