Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 8/12 p. 8
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2014
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2012
km 8/12 p. 8

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Septemba

“Ọtụtụ ndị kweere na Chineke ga-eji ihe ha metara kpee ha ikpe otu ụbọchị. Ì chere na mmadụ kwesịrị ịna-atụ ụjọ Ụbọchị Ikpe Chineke ka ì chere na o kwesịrị ịna-ekpe ekpere ka ọ bịa ngwa ngwa? [Chere ka ọ zaa.] Legodị ihe magazin a kwuru.” Nye ya Ụlọ Nche Septemba 1, gị na ya tụleekwa ihe e kwuru n’ajụjụ nke mbụ dị na peeji nke 16. Gbalịakwanụ gụọ otu amaokwu Baịbụl ma ọ́ dịghị ihe ọzọ. I mechaa, nyekọta ya Ụlọ Nche ahụ na Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ nke abụọ.

Ụlọ Nche Septemba 1

“Ị gaa ọtụtụ ebe n’ụwa, ị ga-achọpụta na a na-emekpọ ụmụ nwaanyị ọnụ. Nke ọjọọ ya bụ́ na ndị okpukpe sokwa na-eme ha ihe a. Ì chere na ihe banyere ụmụ nwaanyị na-emetụ Chineke n’obi? [Chere ka ọ zaa.] Legodị otú Baịbụl gwara ndị di ka ha si na-emeso ndị nwunye ha. [Gụọ Ndị Efesọs 5:28, 29.] Magazin a kọwara ihe Baịbụl kwuru gbasara otú Chineke si ewere ụmụ nwaanyị.”

Teta! Julaị–Septemba

“Taa, ndị mmadụ anaghị aja ibe ha mma. Ị̀ ma ihe kpatara ya? [Chere ka ọ zaa. Gụzie 2 Timoti 3:1, 2.] Magazin a kwuru na ịja ndị ọzọ mma bara ezigbo uru. O kwukwara otú ikele ndị ọzọ ma ha meere anyị ihe ọma si eme ka obi dị ha mma.” Gosi ya isiokwu dị na peeji nke 28-29. Nyezie ya magazin ahụ.

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya