Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • km 12/11 p. 4
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu

O nweghị vidio dị maka ihe a ị họọrọ.

Ewela iwe, o nwetụrụ nsogbu gbochiri vidio a ịkpọ.

  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
  • Ozi Alaeze Anyi—2011
  • Isiokwu Ndị Ọzọ Yiri Nke A
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2013
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2015
  • Ihe I Nwere Ike Ikwu
    Ozi Alaeze Anyi—2012
Lee Ihe Ndị Ọzọ
Ozi Alaeze Anyi—2011
km 12/11 p. 4

Ihe I Nwere Ike Ikwu

Ịmalite Ọmụmụ Baịbụl na Satọdee Mbụ n’Ọnwa Jenụwarị

“Ụfọdụ ndị kweere na amụma ndị dị na Baịbụl bụ eziokwu. Ndị ọzọ sị na amụma ndị dị na ya edochaghị anya nakwa na e nwere ụzọ dị iche iche e nwere ike isi kọwaa ha. Gịnị ka i chere?” Chere ka ọ zaa. Ọ zachaa, nye ya Ụlọ Nche Jenụwarị 1, gị na ya tụleekwa ihe e dere n’okpuru ajụjụ mbụ dị na peeji nke 16. Gụọkwanụ ma ọ́ dịghị ihe ọzọ otu amaokwu Baịbụl e dere ebe ahụ. Nyekwuo ya otu Teta!, gị na ya yiekwa mgbe ị ga-abịaghachi ka unu tụlee ajụjụ ndị nke ọzọ.

Ụlọ Nche Jenụwarị 1

“Ì chere na o nwere ihe anyị ga-amụta n’otú ndị a ma ama n’oge ochie si bie ndụ? [Chere ka ọ zaa.] Amaokwu Baịbụl a m chọrọ ịgụrụ gị kwuru gbasara otu nwoke a ma ama n’oge ochie. Ọ bụ naanị ya ka Baịbụl kpọrọ ‘enyi Chineke.’ [Gụọ Jems 2:23.] Ụlọ Nche a kwuru ihe mere Chineke na Ebreham ji bụrụ enyi, kwuokwa ihe anyị ga-amụta n’otú Ebreham si bie ndụ.”

Teta! Jenụwarị–Mach

“Ọtụtụ ndị na-arụgbu onwe ha n’ọrụ taa ka ha nwee ike ịkpata ihe ha riri. Olee ihe i chere mere ihe ji sie ike otú a? [Chere ka ọ zaa.] O nwere ndụmọdụ ndị Baịbụl nyere gbasara otú mmadụ ga-esi na-echekwa ego ya ma jiri ya na-eme ihe bara uru. Ndụmọdụ ndị ahụ abaakwarala ọtụtụ ndị uru. [Gụọ otu n’ime amaokwu Baịbụl ndị dị na peeji nke 8-9.] Magazin a kwuru ihe ga-enyere ndị ji ụgwọ aka ịkwụ ụgwọ ha ji.”

    Akwukwo Igbo (1984-2025)
    Pụọ
    Banye
    • Igbo
    • Ziga ya
    • Ịgbanwe Ihe
    • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
    • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
    • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
    • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
    • JW.ORG
    • Banye
    Ziga ya