Jenesis 37:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Ndị ahịa bụ́ ndị Midian+ wee na-agafe. Ha wee dọpụta Josef n’olulu mmiri+ ahụ, ha wee resị ndị Ishmel Josef, ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ E mesịa, ndị ahụ kpọọrọ Josef bata n’Ijipt. 1 Samuel 24:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ. Ilu 28:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+ Ndị Rom 13:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Ịhụnanya+ adịghị eme onye agbata obi mmadụ ihe ọjọọ;+ ya mere, ịhụnanya bụ idebezu iwu ahụ.+
28 Ndị ahịa bụ́ ndị Midian+ wee na-agafe. Ha wee dọpụta Josef n’olulu mmiri+ ahụ, ha wee resị ndị Ishmel Josef, ha rere ya mkpụrụ ego ọlaọcha iri abụọ.+ E mesịa, ndị ahụ kpọọrọ Josef bata n’Ijipt.
17 O wee gaa n’ihu ịsị Devid: “Ị bụ onye ezi omume karịa m,+ n’ihi na ọ bụ gị meere m ihe ọma,+ ma mụ onwe m mere gị ihe ọjọọ.
13 Onye na-ezochi ajọ omume ya agaghị enwe ihe ịga nke ọma,+ ma onye na-ekwupụta ya ma na-ahapụ ya ka a ga-emere ebere.+