Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ọnụ Ọgụgụ 22:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 ‘Lee! E nwere ndị si n’Ijipt pụta, ha ekpuchiwo elu ala ruo ebe anya mmadụ pụrụ iru.+ Bịa bụọrọ m ha ọnụ.+ Ikekwe, m ga-enwe ike ibuso ha agha wee chụpụ ha.’”

  • Ọnụ Ọgụgụ 24:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Belak wee weso Belam iwe dị ọkụ wee kụọ aka,+ Belak wee gaa n’ihu ịsị Belam: “Ọ bụ ka ị bụọ ndị iro m ọnụ+ mere m ji kpọọ gị, ma, lee! ị gọziwo ha gabiga ókè ugboro atọ a.

  • Joshụa 24:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ma achọghị m ige Belam ntị.+ N’ihi ya, ọ gọziri unu ugboro ugboro.+ M wee napụta unu n’aka ya.+

  • Nehemaya 13:2
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 2 n’ihi na ha abịaghị nye ụmụ Izrel ihe oriri+ na mmiri,+ kama ha goro Belam+ ka ọ kọchaa ha.+ Otú ọ dị, Chineke anyị mere ka nkọcha ahụ ghọọ ngọzi.+

  • Abụ Ọma 109:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ka ha na-akọcha m,+

      Ma, ka gị onwe gị na-agọzi m.+

      Ha ebiliwo, ma ka ihere mee ha,+

      Ka ohu gị ṅụrịakwa ọṅụ.+

  • Maịka 6:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Bikonụ, ndị m, chetanụ+ nkata Belak eze Moab kpara,+ nakwa ihe Belam nwa Biọ zara ya.+ Ọ bụ malite na Shitim+ ruo na Gilgal+ ka ihe a mere, ka e wee mara ọrụ ezi omume niile nke Jehova.”+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya