Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ihe E Mere 26:15
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 15 N’ime Jeruselem, ọ rụrụ ngwá agha, nke ndị ọkà mepụtara, ka ha wee dịrị n’ụlọ nche dị iche iche+ nakwa n’elu nkuku dị iche iche, maka iji na-agbapụ akụ́ na nnukwu nkume. Ude ya+ wee ruo n’ebe dị oké anya, n’ihi na e nyeere ya aka nke ukwuu ruo mgbe o siri ike.

  • Ekliziastis 9:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 E nwere otu obodo nta, ndị bi n’ime ya dịkwa ole na ole; otu eze ukwu bịara ebe ahụ, o wee gbaa ya gburugburu, maakwa nnukwu ékpè+ ka o wee buso ya agha.

  • Aịzaya 37:33
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 “‘Ya mere, nke a bụ ihe Jehova kwuru banyere eze Asiria:+ “Ọ gaghị abata n’obodo a,+ ọ gaghịkwa agba otu akụ́ n’ime ya, ọ gaghị eji ọta bịa buso ya agha, ọ gaghịkwa ama ékpè iji buso ya agha.”’+

  • Jeremaya 6:6
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 6 N’ihi na nke a bụ ihe Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru: “Gbutuonụ osisi,+ maakwanụ ékpè iji buso Jeruselem agha.+ Ọ bụ obodo nke a ga-eme ka ọ zaa ajụjụ.+ Naanị ihe dị n’ime ya bụ mmegbu.+

  • Ezikiel 17:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 Fero agaghị eji oké ìgwè ndị agha na ìgwè mmadụ nyere ya aka n’agha,+ site n’ịma ékpè na iwu mgbidi nnọchibido, iji bipụ ọtụtụ mkpụrụ obi.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya