Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Nehemaya 9:29
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 29 Ọ bụ ezie na ị na-agba àmà+ megide ha iji mee ka ha laghachite n’iwu gị,+ ha onwe ha mere ọbụna omume mpako,+ ha aṅaghịkwa ntị n’ihe i nyere n’iwu; ha mebikwara+ mkpebi ikpe gị,+ bụ́ ndị ga-eme ka mmadụ dị ndụ+ ma ọ bụrụ na o debe ha. Ha nọkwa na-eme isi ike,+ kwesiekwa olu ike,+ ha aṅaghịkwa ntị.+

  • Ilu 28:14
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 14 Obi ụtọ na-adịrị onye ụjọ na-atụ mgbe niile,+ ma onye na-akpọchi obi ya ga-adaba n’oké nsogbu.+

  • Aịzaya 30:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 “Ahụhụ ga-adịrị ụmụ dị isi ike,”+ ka Jehova kwuru, “ndị dị njikere ime ihe ha zubere, ọ bụghị ihe m zubere;+ ndị dịkwa njikere ịwụsa àjà ihe ọṅụṅụ,* ma ọ bụghị mmụọ m ka ha ji na-eme ya, iji mee mmehie tụkwasị na nke ha mere eme;+

  • Jeremaya 3:17
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 17 N’oge ahụ, ha ga-akpọ Jeruselem ocheeze Jehova;+ a ga-akpọkọta+ mba niile n’ime Jeruselem+ ka ha too aha Jehova n’ebe ahụ, ha agakwaghị eje ije dị ka isi ike nke dị n’ajọ obi ha si dị.”+

  • Jeremaya 6:28
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 28 Ha niile bụ ndị isi ike karịa mmadụ niile,+ ha na-agagharị dị ka ndị nkwutọ,+ ha dị ka ọla kọpa na ígwè. Ha niile bụ ndị na-ebibi ihe.+

  • Zekaraya 7:12
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 12 Ha mere ka obi ha+ dị ka nkume emụri ka ha ghara irube isi n’iwu+ nakwa n’okwu Jehova nke ụsụụ ndị agha kwuru site na mmụọ ya,+ site n’ọnụ ndị amụma oge mbụ;+ Jehova nke ụsụụ ndị agha wee wee oké iwe.”+

  • Ndị Rom 1:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 n’ihi na, ọ bụ ezie na ha maara Chineke, ha enyeghị ya otuto dị ka Chineke, ha ekeleghịkwa ya,+ kama ha ghọrọ ndị na-enweghị nghọta,+ obi ha nke na-amaghị ihe gbakwara ọchịchịrị.+

  • Ndị Rom 2:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 5 Ma dị ka ekweghị ekwe+ gị na obi gị nke na-enweghị nchegharị+ si dị, ị na-akpakọtara onwe gị ọnụma+ nke ga-abịakwasị gị n’ụbọchị ọnụma+ nakwa n’ụbọchị a ga-ekpughe+ ikpe ezi omume nke Chineke.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya