Levitikọs 18:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 Mgbe ahụ, ala a agaghị agbọpụ unu n’ihi imebi ya otú ahụ ọ ga-agbọpụ mba ndị bi n’ebe ahụ tupu unu abịa.+ Levitikọs 26:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 Mụ onwe m ga-eme ka ala unu tọgbọrọ n’efu,+ ndị iro unu bụ́ ndị ga-ebi n’ime ya ga-ekporopụ anya na-ele ya.+ Diuterọnọmi 29:28 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 28 N’ihi ya, Jehova ji iwe+ na ọnụma na oké iwe fopụ ha n’ala ha, wee tụga ha n’ala ọzọ dị ka ọ dị taa.’+ Joshụa 23:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 n’ihi na unu mebiri ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu nke o nyere unu n’iwu, nakwa n’ihi na unu agawo fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala.+ Jehova ga-eweso unu iwe dị ọkụ,+ unu ga-alakwa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala a nke o nyere unu.”+ Aịzaya 24:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+
28 Mgbe ahụ, ala a agaghị agbọpụ unu n’ihi imebi ya otú ahụ ọ ga-agbọpụ mba ndị bi n’ebe ahụ tupu unu abịa.+
32 Mụ onwe m ga-eme ka ala unu tọgbọrọ n’efu,+ ndị iro unu bụ́ ndị ga-ebi n’ime ya ga-ekporopụ anya na-ele ya.+
28 N’ihi ya, Jehova ji iwe+ na ọnụma na oké iwe fopụ ha n’ala ha, wee tụga ha n’ala ọzọ dị ka ọ dị taa.’+
16 n’ihi na unu mebiri ọgbụgba ndụ Jehova bụ́ Chineke unu nke o nyere unu n’iwu, nakwa n’ihi na unu agawo fee chi ọzọ ma kpọọrọ ha isiala.+ Jehova ga-eweso unu iwe dị ọkụ,+ unu ga-alakwa n’iyi ọsọ ọsọ pụọ n’ezi ala a nke o nyere unu.”+
24 Lee! Jehova na-eme ka ala a tọgbọrọ n’efu, na-emekwa ka ọ bụrụ mkpọmkpọ ebe,+ o kpuwo ya ihu,+ chụsasịakwa ndị bi na ya.+