11 Izrel emehiewo, ha emebiwokwa ọgbụgba ndụ m+ nke m nyere ha n’iwu; ha ewerewokwa ụfọdụ n’ime ihe a ga-ebibi ebibi,+ ha ezuwo ohi+ ma kpuchie ya,+ tinyekwa ya n’arịa ha.+
20 N’ikpeazụ, Jehova wesoro Izrel iwe dị ọkụ,+ o wee sị: “Ebe ọ bụ na mba a emebiwo ọgbụgba ndụ m+ nke m nyere ndị nna nna ha n’iwu, ha egeghịkwa ntị n’olu m,+