2 Gịnị mere unu ji na-emefu ego maka ihe na-abụghị nri? Gịnịkwa mere unu ji na-adọgbu onwe unu n’ọrụ n’ihe na-adịghị eju afọ?+ Geenụ m ntị nke ọma ma rie ihe dị mma,+ ka nri na-edozi ahụ́ tọọkwa mkpụrụ obi unu ụtọ nke ukwuu.+
19 O wee sị: “Atụla egwu,+ nwoke a hụrụ n’anya nke ukwuu.+ Udo dịrị gị.+ Dị ike, ee, dị ike.”+ Ozugbo ọ gwara m okwu a, m jisiri ike wee sị: “Onyenwe m kwuwe,+ n’ihi na i mewo ka m dị ike.”+