Levitikọs 19:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova. 2 Samuel 19:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 O wee kwutọọ+ ohu gị n’ihu onyenwe m eze. Ma onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, ya mere, mee ihe dị mma n’anya gị. Abụ Ọma 15:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ọ dịghị eji ire ya ekwutọ mmadụ.+Ọ dịghị eme mmadụ ibe ya ihe ọjọọ,+Ọ dịghịkwa akọcha onye ya na ya na-akpachi anya.+ Ilu 6:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+ Ilu 26:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Okwu onye nkwutọ dị ka ihe a ga-elo ọkụ ọkụ, nke na-agbadaru n’ala ala afọ.+
16 “‘Agagharịla n’etiti ụmụnna gị iji kwutọọ mmadụ.+ Ebilila ịwụfu ọbara mmadụ ibe gị.+ Abụ m Jehova.
27 O wee kwutọọ+ ohu gị n’ihu onyenwe m eze. Ma onyenwe m eze dị ka mmụọ ozi+ nke ezi Chineke, ya mere, mee ihe dị mma n’anya gị.
3 Ọ dịghị eji ire ya ekwutọ mmadụ.+Ọ dịghị eme mmadụ ibe ya ihe ọjọọ,+Ọ dịghịkwa akọcha onye ya na ya na-akpachi anya.+
19 onye akaebe ụgha nke na-ekupụ okwu ụgha dị ka ume,+ na onye ọ bụla nke na-ezisa esemokwu n’etiti ụmụnne.+