Ndị Ikpe 10:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Ha wee malite iwepụ chi ndị mba ọzọ ndị dị n’etiti ha+ ma fewe Jehova,+ nke mere na nsogbu Izrel+ ekweghị mkpụrụ obi ya+ odidi. 2 Ndị Eze 14:27 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 27 Jehova ekwewo nkwa na ya agaghị ehichapụ aha Izrel n’okpuru eluigwe.+ N’ihi ya, ọ zọpụtara+ ha site n’aka Jeroboam nwa Jehoash. Nehemaya 9:31 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 31 N’ihi ebere gị nke dị ukwuu, i kpochapụghị ha,+ ị hapụghịkwa+ ha; n’ihi na ị bụ Chineke nke na-eme amara,+ na-emekwa ebere.+ Abụ Ọma 86:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ Chineke nke na-eme ebere, onye na-eme amara,+Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma ya na eziokwu ya dị ukwuu.+ Aịzaya 30:18 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 18 Ya mere, Jehova ga na-atụ anya imere unu amara,+ n’ihi ya ọ ga-ebili imere unu ebere.+ N’ihi na Jehova bụ Chineke nke ikpe ziri ezi.+ Obi ụtọ+ na-adịrị ndị niile na-atụ anya ya.+ Abụ Ákwá 3:32 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 32 N’ihi na ọ bụ ezie na ọ kpatara iru uju,+ ọ ga-emekwa ebere dị ka obiọma ya si dị ukwuu.+
16 Ha wee malite iwepụ chi ndị mba ọzọ ndị dị n’etiti ha+ ma fewe Jehova,+ nke mere na nsogbu Izrel+ ekweghị mkpụrụ obi ya+ odidi.
27 Jehova ekwewo nkwa na ya agaghị ehichapụ aha Izrel n’okpuru eluigwe.+ N’ihi ya, ọ zọpụtara+ ha site n’aka Jeroboam nwa Jehoash.
31 N’ihi ebere gị nke dị ukwuu, i kpochapụghị ha,+ ị hapụghịkwa+ ha; n’ihi na ị bụ Chineke nke na-eme amara,+ na-emekwa ebere.+
15 Ma gị onwe gị, Jehova, bụ Chineke nke na-eme ebere, onye na-eme amara,+Onye na-adịghị ewe iwe ọsọ ọsọ,+ onye obiọma ya na eziokwu ya dị ukwuu.+
18 Ya mere, Jehova ga na-atụ anya imere unu amara,+ n’ihi ya ọ ga-ebili imere unu ebere.+ N’ihi na Jehova bụ Chineke nke ikpe ziri ezi.+ Obi ụtọ+ na-adịrị ndị niile na-atụ anya ya.+