Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • 2 Ndị Eze 13:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 Otú ọ dị, Jehova meere ha amara,+ meekwara ha ebere+ ma chee ihu n’ebe ha nọ n’ihi ọgbụgba ndụ+ nke ya na Ebreham+ na Aịzik+ na Jekọb;+ ọ chọghịkwa ibibi ha,+ ọ chụpụghịkwa ha n’ihu ya ruo ugbu a.

  • Abụ Ọma 13:5
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  5 Ma mụ onwe m, n’obiọma* gị ka m tụkwasịrị obi;+

      Ka obi m ṅụrịa ọṅụ n’ihi nzọpụta gị.+

  • Abụ Ọma 78:38
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 38 Ma ọ na-eme ebere;+ ọ na-ekpuchi njehie ha,+ wee ghara ibibi ha.+

      O mekwara ka iwe ya dajụọ ọtụtụ ugboro,+

      Ọ dịghịkwa awụkwasị ha ọnụma ya dum.

  • Abụ Ọma 103:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  9 Ọ gaghị na-ahụta mmejọ mgbe niile,+

      Ọ gaghịkwa anọgide na-ewe iwe ruo mgbe ebighị ebi.+

  • Abụ Ọma 103:11
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 11 N’ihi na dị ka eluigwe si dị elu karịa ụwa,+

      Otú ahụ ka obiọma o nwere n’ebe ndị na-atụ egwu ya nọ si dị elu.+

  • Abụ Ọma 106:45
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 45 N’ihi ha, ọ na-echeta ọgbụgba ndụ ya,+

      Ọ na-agbanwe obi ya dị ka oké obiọma ya si dị ukwuu.+

  • Jeremaya 31:20
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 20 “Ọ̀ bụ na Ifrem abụghị nwa m hụrụ n’anya na nwa m na-apa apa?+ N’ihi na ruo n’ókè m kwuru okwu megide ya, ruo n’ókè ahụ ka m na-aghaghị icheta ya.+ Ọ bụ ya mere eriri afọ m ji eme mkpọtụ n’ihi ya.+ Aghaghị m inwere ya ọmịiko,”+ ka Jehova kwuru.

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya