Jenesis 49:8 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+ Jenesis 49:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+ 2 Ihe E Mere 30:12 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+ Abụ Ọma 110:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+
8 “Ma gị onwe gị, Juda,+ ụmụnne gị ga-eto gị.+ Aka gị ga-ejide ndị iro gị n’ekwo.+ Ụmụnna gị ga na-adara gị n’ala.+
10 Mkpanaka eze agaghị esi na Juda pụọ,+ mkpara onye na-achị isi agaghịkwa esi n’agbata ụkwụ ya pụọ, ruo mgbe Shaịlo bịara;+ ọ bụkwa ya ka ndị dị iche iche ga-erubere isi.+
12 Aka ezi Chineke dịnyekwaara ndị Juda iji mee ka ha were otu obi+ mee ihe eze na ndị isi nyere n’iwu+ n’ihe metụtara ozi Jehova.+
3 Ndị gị+ ga-eji obi ha wepụta onwe ha+ n’ụbọchị i du ndị agha gị na-eje agha.+N’ịma mma nke ịdị nsọ gị,+ i nwere ìgwè ụmụ okorobịa gịNdị si n’afọ nke ụtụtụ dị nnọọ ka igirigi.+