4 Ma Nna ya na nne ya amaghị na ihe ahụ si n’aka Jehova,+ na ọ na-achọ ohere ọ ga-eji mee ndị Filistia ihe, ọ bụ ndị Filistia na-achị Izrel+ n’oge ahụ.
15 Eze egeghịkwa ndị ahụ ntị; n’ihi na ihe a na-emenụ si n’aka ezi Chineke,+ ka Jehova wee mezuo ihe ọ gwara+ Jeroboam nwa Nibat+ site n’ọnụ Ahaịja+ onye Shaịlo.+