Jenesis 14:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 Otú ahụ ka Ebram si nụ na a dọọrọ nwanne ya n’agha.+ O wee kpọkọta ndị ikom ya e nyere ọzụzụ,+ bụ́ narị ndị ohu atọ na iri na asatọ a mụrụ n’ezinụlọ ya,+ o wee chụrụ ha ruo Dan.+ Ndị Ikpe 18:29 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+ Ndị Ikpe 20:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+
14 Otú ahụ ka Ebram si nụ na a dọọrọ nwanne ya n’agha.+ O wee kpọkọta ndị ikom ya e nyere ọzụzụ,+ bụ́ narị ndị ohu atọ na iri na asatọ a mụrụ n’ezinụlọ ya,+ o wee chụrụ ha ruo Dan.+
29 Ha gụkwara obodo ahụ Dan, nke bụ́ aha nna ha Dan,+ onye a mụụrụ Izrel.+ Otú ọ dị, ọ bụ Leyish bụ aha obodo ahụ na mbụ.+
20 N’ihi ya, ụmụ Izrel niile pụtara+ wee zukọta dị ka otu onye+ na Mizpa+ n’ihu Jehova malite na Dan+ ruo Bia-shiba,+ ha na ala Gilied.+