3 Eze wee guzoro n’akụkụ ogidi+ wee ṅụọ iyi+ n’ihu Jehova na ha ga na-eso+ Jehova, na ha ga-ejikwa obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum+ na-edebe ihe o nyere n’iwu+ na ihe àmà ya+ na ụkpụrụ ya+ site n’ịdị na-edebe ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ a nke e dere n’akwụkwọ a.+ Mmadụ niile wee soro ṅụọ iyi ahụ.+
31 Eze wee guzoro ebe ahụ o guzo+ ṅụọ iyi+ n’ihu Jehova na ha ga na-eso Jehova, na ha ga-ejikwa obi ha dum+ na mkpụrụ obi ha dum+ na-edebe ihe o nyere n’iwu+ na ihe àmà+ ya na ụkpụrụ+ ya, na ha ga na-edebekwa+ ihe e kwuru n’ọgbụgba ndụ e dere n’akwụkwọ a.+
3 Ugbu a, ka anyị na Chineke anyị gbaa ndụ+ ịchụpụ+ ndị inyom ndị a niile na ụmụ ha dị ka ndụmọdụ Jehova sị dị, tinyere ndụmọdụ nke ndị na-ama jijiji+ n’ihe Chineke anyị nyere n’iwu,+ ka e wee mee ya otú iwu kwuru.+