-
2 Ihe E Mere 23:13Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
13 O wee hụ, ma, lee, eze guzo n’akụkụ ogidi ya+ nke dị n’ebe mbata, ndị isi+ na ndị na-afụ opi+ guzokwa n’akụkụ eze, ndị niile bi n’ala ahụ nọkwa na-aṅụrị ọṅụ+ ma na-afụ opi,+ ndị na-abụ abụ+ bụ́ ndị ji ngwá egwú nakwa ndị na-eduzi otuto a na-enye nọkwa na-aṅụrị ọṅụ. Ozugbo ahụ, Atalaya dọwara uwe ya wee sị: “Izu ọjọọ! Izu ọjọọ!”+
-