-
2 Ihe E Mere 30:6Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
-
-
6 Ndị ọgba ọsọ+ wee were akwụkwọ ozi ndị ahụ si n’aka eze na ndị o mere ndị isi+ gazuo Izrel na Juda dum, ọbụna dị ka ihe eze nyere n’iwu si dị, na-asị: “Ụmụ Izrel, lọghachikwutenụ+ Jehova bụ́ Chineke+ Ebreham, Aịzik na Izrel, ka o wee lọghachikwuru ndị fọdụrụ+ n’ime unu, bụ́ ndị ndị eze Asiria+ na-akparaghị aka.
-