Abụ Ọma 18:50 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+ Abụ Ọma 21:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ọ rịọrọ ka i nye ya ndụ. I wee nye ya,+Nyekwa ya ogologo ndụ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+ Abụ Ọma 72:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+
50 Ọ na-eme ka eze ya nwee nzọpụta dị ukwuu,+Na-egosikwa onye o tere mmanụ, bụ́ Devid, na mkpụrụ ya, obiọma,*+Ruo mgbe ebighị ebi.+
4 Ọ rịọrọ ka i nye ya ndụ. I wee nye ya,+Nyekwa ya ogologo ndụ ruo mgbe ebighị ebi, ọbụna ruo mgbe niile ebighị ebi.+
17 Ka aha ya dịruo mgbe ebighị ebi;+Ka aha ya dị ukwuu ruo ogologo oge niile anyanwụ dị,Ka ha site n’aka ya gọzie onwe ha;+Ka mba niile kpọọ ya onye obi ụtọ.+