1 Ihe E Mere 11:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ndị bi na Jibọs wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a.”+ N’agbanyeghị nke ahụ, Devid weghaara ebe e wusiri ike bụ́ Zayọn,+ ya bụ, Obodo Devid.+ Abụ Ọma 48:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+ Abụ Ọma 132:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 N’ihi na Jehova ahọrọwo Zayọn;+Ọ gụsiwo ya agụụ ike ka ọ bụrụ ebe obibi ya, ọ sịrị:+
5 Ndị bi na Jibọs wee malite ịsị Devid: “Ị gaghị abata ebe a.”+ N’agbanyeghị nke ahụ, Devid weghaara ebe e wusiri ike bụ́ Zayọn,+ ya bụ, Obodo Devid.+
2 Ugwu Zayọn nke dị n’ime ime ebe ugwu,+Bụ́ obodo nke Eze Ukwu,+Mara mma n’ihi ịdị elu ya, bụrụkwa ihe aṅụrị nke ụwa dum.+