1 Samuel 14:15 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 15 Mgbe ahụ, ndị niile nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’ọhịa mara jijiji,+ tinyere ndị niile na-eche nche; ìgwè ndị agha na-akwakọrọ ihe+ makwara jijiji, ọbụna ha onwe ha, ala malitekwara ịma jijiji,+ o wee ghọọ ịma jijiji si n’aka Chineke.+ Job 9:6 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 6 Ọ na-eme ka ala maa jijiji pụọ n’ọnọdụ ya,Ogidi+ ya ewee maa jijiji. Abụ Ọma 82:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Ha amaghị, ha adịghịkwa aghọta;+Ha na-ejegharị n’ọchịchịrị;+A na-eme ka ntọala niile nke ụwa maa jijiji.+ Ezikiel 38:19 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 19 M ga-eji ekworo m+ na iwe m dị ọkụ kwuo okwu.+ N’ezie, n’ụbọchị ahụ, oké ala ọma jijiji ga-eme n’ala Izrel.+
15 Mgbe ahụ, ndị niile nọ n’ebe ha mara ụlọikwuu n’ọhịa mara jijiji,+ tinyere ndị niile na-eche nche; ìgwè ndị agha na-akwakọrọ ihe+ makwara jijiji, ọbụna ha onwe ha, ala malitekwara ịma jijiji,+ o wee ghọọ ịma jijiji si n’aka Chineke.+
5 Ha amaghị, ha adịghịkwa aghọta;+Ha na-ejegharị n’ọchịchịrị;+A na-eme ka ntọala niile nke ụwa maa jijiji.+
19 M ga-eji ekworo m+ na iwe m dị ọkụ kwuo okwu.+ N’ezie, n’ụbọchị ahụ, oké ala ọma jijiji ga-eme n’ala Izrel.+