Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 5:22
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 22 Mgbe Inọk mụsịrị Metusela, o soro ezi Chineke na-eje ije ruo narị afọ atọ. N’ime oge ahụ, ọ mụrụ ụmụ ndị ikom na ụmụ ndị inyom.

  • 1 Ndị Eze 2:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 Rubere Jehova bụ́ Chineke gị isi site n’ije ije n’ụzọ ya,+ site n’idebe ụkpụrụ ya, ihe o nyere n’iwu na ihe o kpere n’ikpe+ na ihe àmà ya, dị ka ihe e dere n’iwu Mozis si dị,+ ka i wee jiri akọ na-eme ihe niile ị na-eme, jirikwa akọ na-eme ihe n’ebe ọ bụla i chere ihu;

  • 2 Ihe E Mere 31:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 O ji obi ya dum+ rụọ ọrụ niile ọ malitere ịrụ n’ihe metụtara ozi a na-eje+ n’ụlọ ezi Chineke nakwa n’ihe metụtara iwu ahụ+ na ntụziaka, iji chọọ+ Chineke ya, ihe gakwaara ya nke ọma.+

  • Aịzaya 38:3
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 3 sị: “Ana m arịọ gị arịrịọ, Jehova, biko, cheta+ otú m si jiri eziokwu+ na obi zuru ezu+ jee ije+ n’ihu gị, ọ bụkwa ihe dị mma n’anya gị ka m mere.” Hezekaya wee malite ịkwasi ákwá ike.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya