Diuterọnọmi 4:40 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 40 Debe ụkpụrụ ya+ na iwu ya nke m na-enye gị taa, ka ihe wee gaziere gị+ na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị, nakwa ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị,+ mgbe niile.” Ezra 7:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel. Abụ Ọma 119:61 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 61 Ụdọ ndị ajọ omume gbara m gburugburu.+Echefughị m iwu gị.+ Abụ Ọma 119:176 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 176 Ana m awagharị dị ka atụrụ furu efu.+ Biko, chọọ ohu gị,+N’ihi na echefughị m ihe i nyere n’iwu.+
40 Debe ụkpụrụ ya+ na iwu ya nke m na-enye gị taa, ka ihe wee gaziere gị+ na ụmụ gị ndị ga-anọchi gị, nakwa ka ụbọchị gị wee dị ogologo n’ala ahụ nke Jehova bụ́ Chineke gị na-enye gị,+ mgbe niile.”
10 N’ihi na Ezra akwadebewo+ obi ya ịtụle iwu Jehova+ na idebe ya+ nakwa ịkụzi+ ụkpụrụ+ na ikpe ziri ezi+ n’Izrel.
176 Ana m awagharị dị ka atụrụ furu efu.+ Biko, chọọ ohu gị,+N’ihi na echefughị m ihe i nyere n’iwu.+