Abụ Ọma 34:22 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 22 Jehova na-agbapụta mkpụrụ obi ndị ohu ya;+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ndị gbabara n’ime ya a ga-ama ikpe.+ Abụ Ọma 41:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+ Abụ Ọma 97:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+ Abụ Ọma 145:20 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 20 Jehova na-eche ndị niile hụrụ ya n’anya nche,+Ma ọ ga-ala ndị ajọ omume niile n’iyi.+
22 Jehova na-agbapụta mkpụrụ obi ndị ohu ya;+Ọ dịghịkwa onye ọ bụla n’ime ndị gbabara n’ime ya a ga-ama ikpe.+
2 Jehova ga-eche ya nche ma chebe ya ndụ.+A ga-akpọ ya onye obi ụtọ n’ụwa;+Ị pụghịkwa inyefe ya n’aka mkpụrụ obi ndị iro ya.+
10 Unu ndị hụrụ Jehova n’anya,+ kpọọnụ ihe ọjọọ asị.+Ọ na-eche mkpụrụ obi nke ndị na-eguzosi ike n’ebe ọ nọ nche;+Ọ na-anapụta ha n’aka ndị ajọ omume.+