Abụ Ákwá 1:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Juda agawo biri n’ala ọzọ n’ihi ahụ́ e mekpara ya+ nakwa n’ihi ajọ ohu ọ na-agba.+Ya onwe ya ebiriwo n’etiti mba dị iche iche.+ Ọ hụghị ebe ọ ga-ezu ike.Ndị niile na-akpagbu ya akparawo ya aka n’ọnọdụ ọjọọ ọ nọ na ya.+ Ezikiel 23:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke. Hosia 11:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 11 “Mgbe Izrel bụ nwata, m hụrụ ya n’anya,+ n’Ijipt ka m si kpọpụta nwa m.+
3 Juda agawo biri n’ala ọzọ n’ihi ahụ́ e mekpara ya+ nakwa n’ihi ajọ ohu ọ na-agba.+Ya onwe ya ebiriwo n’etiti mba dị iche iche.+ Ọ hụghị ebe ọ ga-ezu ike.Ndị niile na-akpagbu ya akparawo ya aka n’ọnọdụ ọjọọ ọ nọ na ya.+
3 Ha wee malite ịgba akwụna n’Ijipt.+ Ha gbara akwụna mgbe ha bụ ụmụ agbọghọ.+ N’ebe ahụ ka a nọ pịa ha aka n’ara,+ n’ebe ahụkwa ka a nọ pịa ha aka n’ara n’oge ha na-amabeghị nwoke.