Abụ Ọma 46:5 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 5 Chineke nọ n’ime obodo ahụ;+ a gaghị eme ka ọ maa jijiji.+Chineke ga-enyere ya aka mgbe chi bọrọ.+ Abụ Ọma 68:16 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 16 Unu ugwu ndị nwere ọtụtụ ọnụ pịrị apị, gịnị mere unu ji na-eleUgwu Chineke nwere mmasị ibi na ya anya ọjọọ?+Jehova ga-ebi n’ebe ahụ ruo mgbe ebighị ebi.+ Aịzaya 24:23 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya. Joel 3:21 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 21 Ọbara ha nke m gụrụ dị ka nke mere ihe ọjọọ ka m ga-agụ dị ka nke na-emeghị ihe ọjọọ;+ Jehova ga-ebikwa na Zayọn.”+ Zekaraya 2:10 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 10 “Tisie mkpu ike, ṅụrịakwa ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn;+ n’ihi na, lee, m na-abịa,+ m ga-ebikwa n’ime gị,”+ ka Jehova kwuru.
16 Unu ugwu ndị nwere ọtụtụ ọnụ pịrị apị, gịnị mere unu ji na-eleUgwu Chineke nwere mmasị ibi na ya anya ọjọọ?+Jehova ga-ebi n’ebe ahụ ruo mgbe ebighị ebi.+
23 E mechuwo ọnwa gbazuru agbazu ihu, ihere emewokwa anyanwụ na-achasi ike,+ n’ihi na Jehova aghọwo eze+ dị ebube+ n’Ugwu Zayọn+ nakwa na Jeruselem nakwa n’ihu ndị agadi ya.
21 Ọbara ha nke m gụrụ dị ka nke mere ihe ọjọọ ka m ga-agụ dị ka nke na-emeghị ihe ọjọọ;+ Jehova ga-ebikwa na Zayọn.”+
10 “Tisie mkpu ike, ṅụrịakwa ọṅụ, gị ada bụ́ Zayọn;+ n’ihi na, lee, m na-abịa,+ m ga-ebikwa n’ime gị,”+ ka Jehova kwuru.