1 Samuel 24:13 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 13 Dị nnọọ ka ilu ndị oge ochie na-asị, ‘N’aka ndị ajọ omume ka ajọ omume ga-esi apụta,’+ ma aka m agaghị emetụ gị. Abụ Ọma 58:2 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 Ee e, kama lee otú unu si jiri obi unu dum na-eme ihe doro anya na ọ bụ ajọ omume n’ụwa,+Na-edozikwa ụzọ maka ihe ọjọọ unu na-eme!+ Maịka 2:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 2 “Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+
13 Dị nnọọ ka ilu ndị oge ochie na-asị, ‘N’aka ndị ajọ omume ka ajọ omume ga-esi apụta,’+ ma aka m agaghị emetụ gị.
2 Ee e, kama lee otú unu si jiri obi unu dum na-eme ihe doro anya na ọ bụ ajọ omume n’ụwa,+Na-edozikwa ụzọ maka ihe ọjọọ unu na-eme!+
2 “Ahụhụ ga-adịrị ndị na-akpa nkata ihe ọjọọ, na-emekwa atụmatụ otú ha ga-esi mee ihe na-adịghị mma mgbe ha dina n’elu ihe ndina ha!+ Ha na-eme ya mgbe chi bọrọ,+ n’ihi na ha nwere ike ime ya.+