9 A ga-asịkwa n’ụbọchị ahụ: “Lee! Onye a bụ Chineke anyị.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ,+ ọ ga-azọpụtakwa anyị.+ Onye a bụ Jehova.+ Anyị enwewo olileanya n’ebe ọ nọ. Ka anyị ṅụrịa ọṅụ, nweekwa aṅụrị ná nzọpụta ọ zọpụtara anyị.”+
4 Malite n’oge dị anya gara aga, ọ dịghị onye nụrụ,+ ọ dịghị onye gere ntị, ọ dịghịkwa anya hụworo Chineke ọzọ ma e wezụga gị,+ gị onye na-emere onye na-atụ anya gị ihe.+