Jeremaya 13:17 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 17 Ọ bụrụ na unu anụghị ya,+ mkpụrụ obi m ga-ebe ákwá n’ebe zoro ezo n’ihi nganga unu, bepụtakwa anya mmiri; anya mmiri ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+ n’ihi na a dọrọwo ìgwè atụrụ+ Jehova n’agha. Abụ Ákwá 1:4 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+
17 Ọ bụrụ na unu anụghị ya,+ mkpụrụ obi m ga-ebe ákwá n’ebe zoro ezo n’ihi nganga unu, bepụtakwa anya mmiri; anya mmiri ga-esikwa m n’anya na-asọdata,+ n’ihi na a dọrọwo ìgwè atụrụ+ Jehova n’agha.
4 Ụzọ niile e si aga Zayọn na-eru uju, n’ihi na ọ dịghị onye na-abịa ememme.+E mewo ka ọnụ ụzọ ámá ya niile tọgbọrọ n’efu;+ ndị nchụàjà ya na-asụ ude.+Ụmụ agbọghọ ya na-amaghị nwoke na-eru uju, ya onwe ya nọkwa n’obi ilu.+