Esta 8:1 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 8 N’ụbọchị ahụ, Eze Ahazuirọs nyefere Esta nwunye ya ụlọ Heman,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu iro;+ Mọdekaị wee bata n’ihu eze, n’ihi na Esta ekwuwo ihe jikọrọ ya na ya.+ Esta 9:3 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 3 Ndị isi+ nke ógbè niile na ndị setrap+ na ndị gọvanọ na ndị na-arụrụ eze ọrụ+ nọ na-enyere ndị Juu aka, n’ihi na ụjọ+ Mọdekaị ji ha. Aịzaya 60:14 Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ 14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel.
8 N’ụbọchị ahụ, Eze Ahazuirọs nyefere Esta nwunye ya ụlọ Heman,+ bụ́ onye na-ebuso ndị Juu iro;+ Mọdekaị wee bata n’ihu eze, n’ihi na Esta ekwuwo ihe jikọrọ ya na ya.+
3 Ndị isi+ nke ógbè niile na ndị setrap+ na ndị gọvanọ na ndị na-arụrụ eze ọrụ+ nọ na-enyere ndị Juu aka, n’ihi na ụjọ+ Mọdekaị ji ha.
14 “Ụmụ nke ndị na-emekpa gị ahụ́ ga-abịakwute gị kpọọrọ gị isiala.+ Ndị niile na-elelị gị anya ga-ehulata ala n’ọbụ ụkwụ gị,+ ha ga-akpọkwa gị obodo Jehova, Zayọn+ nke Onye Nsọ Izrel.