Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Ilu 22:23
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 23 N’ihi na Jehova ga-ekpechitere ha ọnụ ha,+ ọ ga-anapụkwa ndị na-apụnara ha ihe mkpụrụ obi ha.+

  • Aịzaya 33:1
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 33 Ahụhụ ga-adịrị gị onye na-ebukọrọ ihe ndị mmadụ ma e nweghị onye na-ebukọrọ nke gị, gị onye na-aghọ ndị ọzọ aghụghọ, ma e nweghị onye na-aghọ gị aghụghọ!+ Ozugbo i bukọsịịrị ihe ndị mmadụ, a ga-ebukọrọ nke gị.+ Ozugbo ị ghọsịrị ndị ọzọ aghụghọ, a ga-aghọ gị aghụghọ.+

  • Ezikiel 39:10
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 10 Ha agaghị aga n’ọhịa buru osisi, ha agaghịkwa akpa nkụ ọ bụla n’ọhịa, n’ihi na ha ga-eji ihe agha ha mere nkụ.’

      “‘Ha ga-akwakọrọ ngwongwo nke ndị na-akwakọrọ ihe ha,+ bukọrọkwa ngwongwo nke ndị na-ebukọrọ ihe ha,’ ka Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru.

  • Zefanaya 2:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 Ya mere, dị nnọọ ka m dị ndụ,”+ ka Jehova nke ụsụụ ndị agha, bụ́ Chineke Izrel, kwuru, “Moab ga-adị nnọọ ka Sọdọm,+ ụmụ Amọn+ ga-adịkwa ka Gọmọra, bụ́ ebe ahịhịa akụwa jupụtara, ọ ga-adịkwa ka olulu nnu, bụrụkwa ebe tọgbọ n’efu, ọbụna ruo mgbe ebighị ebi.+ Ndị fọdụrụ ná ndị m ga-akwakọrọ ihe dị na ha, ihe fọdụrụ n’ime mba nke m ga-ebichi ha.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya