37 Ma Elayakim+ nwa Hilkaya onye na-elekọta ezinụlọ eze, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa Joa+ nwa Esaf, bụ́ onye na-edekọ ihe, dọwara uwe+ ha bịakwute Hezekaya wee gwa ya ihe Rabshake kwuru.
2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna+ bụ́ odeakwụkwọ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà, bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+
2 O zipụkwara Elayakim,+ bụ́ onye na-elekọta ezinụlọ ya, na Shebna bụ́ odeakwụkwọ+ nakwa ndị okenye si n’etiti ndị nchụàjà,+ bụ́ ndị ji ákwà iru uju kpuchie onwe ha, ka ha gakwuru Aịzaya+ onye amụma bụ́ nwa Emọz.+