Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 45:9
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 9 “Gbagoonụ ka unu gakwuru nna m ọsọ ọsọ, unu ga-asịkwa ya, ‘Nke a bụ ihe nwa gị Josef kwuru: “Chineke emewo ka m bụrụ onye nwe Ijipt dum.+ Bịakwute m. Egbula oge.

  • 1 Samuel 2:8
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    •  8 Onye na-esi n’ájá eweli onye ọ na-enweghị ka ọ hà ya;+

      Ọ na-esi n’olulu ntụ akpọpụta onye dara ogbenye,+

      Ime ka ha soro ndị a ma ama nọdụ; ọ na-enyekwa ha ocheeze dị ebube+ ka ọ bụrụ ihe onwunwe ha.+

      N’ihi na ọ bụ Jehova nwe ihe niile ji ụwa,+

      Ọ bụ n’elu ha ka ọ dọkwasịrị elu ala.

  • Luk 22:30
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 30 ka unu wee rie+ ma ṅụọ na tebụl m n’alaeze m,+ nọdụkwa ala n’ocheeze+ ikpe ebo iri na abụọ nke Izrel ikpe.

  • Mkpughe 3:21
    Baịbụl Nsọ—Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ nke Akwụkwọ Nsọ
    • 21 M ga-eme ka onye meriri emeri+ soro m nọdụ ala n’ocheeze m,+ ọbụna dị ka m meriri wee soro Nna m nọdụ ala+ n’ocheeze ya.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya