3 Otú ọ dị, ndị Ijipt bụ mmadụ,+ ha abụghị Chineke; ịnyịnya ha bụkwa anụ ahụ́,+ ha abụghị mmụọ. Jehova ga-esetịkwa aka ya, onye na-enye aka ga-asụ ngọngọ, onye a na-enyere aka ga-adakwa,+ ha niile ga-ala n’iyi n’otu mgbe.
5 Nke a bụ ihe Jehova kwuru: “Onye a bụrụ ọnụ ka dimkpa nke tụkwasịrị mmadụ obi bụ,+ nke dabeere n’ogwe aka bụ́ anụ ahụ́,+ nke wepụrụ obi ya n’ebe Jehova nọ.+