25 Ha wee kwatuo obodo ndị dị n’ime ya,+ onye nke ọ bụla wee na-atụba nkume ya n’ibé ala niile dị mma, ha wee tụjuo ya; ha na-asụchikwa isi mmiri niile,+ ha na-egbutukwa osisi ọma niile,+ ruo mgbe ha hapụrụ naanị nkume Kia-hareset+ na ya; ndị na-agba èbè wee malite ịga ya gburugburu wee gbatuo ya.